Latest Updates OnyinyeMarch 24, 20250 Ụlọikpe dina mba South Korea akachapula ọchụchu achuru onye jibu ọkwa prime Minister na mba ahụ bụ Han Duck Soo. Ụlọikpe dina mba South Korea akachapula ọchụchu achuru onye jibu ọkwa prime Minister na mba ahụ bụ Han Duck... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 24, 20250 Mba Namibia eduola nwaanyị mbụ n’iyi ọrụ dịka onyeisi ala obodo ha. Mba Namibia anọrọla n’ụbọchị Friday were duo onyeisi ala obodo ha a họpụtara ọhụrụ n’iyi ọrụ inyara ụgbọ ọchịchị... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 24, 20250 Odeakwụkwọ ama ama bụ Prof Wọlé Soyinka esonyerela ogbo ya ndị ọzọ were katoo onyeisi ala bụ President Bola Ahmed Tinubu maka ịkwụputa amụma gbata gbata akpọrọ state of emergency nyere ọchịchị Rivers state. Odeakwụkwọ ama ama bụ Prof Wọlé Soyinka esonyerela ogbo ya ndị ọzọ were katoo onyeisi ala bụ President Bola... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 24, 20250 Onye nlekọta otu egwuregwu bọọlụ nke mba Zimbabwe bụ Michael Nees agwala ndị otu egwuregwu ya ka ha dị njikere ịzụta ogbo ha bụ Super Eagles. Onye nlekọta otu egwuregwu bọọlụ nke mba Zimbabwe bụ Michael Nees agwala ndị otu egwuregwu ya ka ha kee... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 24, 20250 Nwaanyị onye ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood bụ Nkechi Nweje alala mmụọ. Nwaanyị onye ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood bụ Nkechi Nweje azala oku chi ya kpọrọ ya n’ụbọchị Friday nke... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 24, 20250 Otu isi ekwe ọnwụ akpọrọ al Shabaab egbuola ndị uwe ojii mmadụ isii ma merụọ mmadụ anọ ndị nkịtị ahụ na mba Kenya Ndị uwe ojii na mba Kenya ekwupụtala ọnwụ ndị otu ha mmadụ isii ebe mmadụ anọ ndị ọzọ ka... Read More! 1 Min Read