Latest Updates OnyinyeApril 5, 20250 Govt Anambra state akpupula ndi dibia anya nzu mmadu ato ulo ikpe Govt Anambra state akpupula ndi dibia anya nzu mmadu ato bu ndi gunyere Chidozie Nwangwu onye nke amakariri dika... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 2, 20250 Onye ndu ndi agha mpaghara Myanmar nke mba Asia ajula oku aku iwusagodu ngwa ogu ahu ndi otu isi ekwe onwu armed rebel. Onye ndu ndi agha mpaghara Myanmar nke mba Asia bu Min Aung Hlaing ajula oku aku iwusagodu ngwa ogu... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 2, 20250 Nwa amadi ahu ama ama n’ ime ejije na mba ofesi anwuola. Nwa amadi ahu n’ eme ejije na mba ofesi bu Val klimer anwuola dika ogachara ofo iri isii na... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 2, 20250 Mba Israel abawanyego agha mwakpo ha gara mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine. Nwa amadi ahu ji okwa defence minister mba Israel bu Israel Katz emela ka amata na ndi agha ha... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeApril 2, 20250 President Donald Trump adila njikere okwuputa utu isi ohuru gara otutu mba di iche iche Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump adila njikere ibunikwu ugwo utu isi bu nke omere ka... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 24, 20250 Pope Francis nke ụlọ ụka nzukọ nsọ Catholic agbakela ma nwere onwe ya n’ụlọ ọgwụ. Pope Francis bụ onye ndu nke ụlọ nzukọ nsọ Catholic abụrụla onye ahụrụ nke mbụ na mbụ ya na... Read More! 1 Min Read