Latest Updates OnyinyeMarch 24, 20250 Otu onye uwe ojii ji egbe ana atụ anya na ọ ṅụrụ mmanya agbagbuola mmadụ anọ na Calabar bụ isi obodo Cross River state. Otu onye uwe ojii bu egbe nke mgbọ juru na ya ma bụrụkwa onye ana atụ anya na mmanya... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 22, 20250 Ulo ikpe nkpeghari bu Court of Appeal ji Abuja mere isi onodu enyela ochichi etiti ikikere ilebaghari anya na nkabi ikpe ahu machiri ulo olu EFCC ikpoliteghari ikpe ahu ana ekpe nwa amadi ahu jiburu okwa governor Abia state bu Sen Orji Uzor Kalu. Ulo ikpe nkpeghari bu Court of Appeal ji Abuja mere isi onodu enyela ochichi etiti ikikere ilebaghari anya na... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 22, 20250 Ndi uwe oji ala anyi ekposala ngalaba ha nke Special Weapon and Tactical Squad ma guzobe nke ha jiri dochie anya ya. Ndi uwe ojii ala anyi ekposala ngalaba ha nke Special Weapons and Tactical Unit gunyekwara nke Special Squad. Na... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 22, 20250 Agbapela ogbako ozuzu abali abuo maka izuputa ndi nwere nka na Abia state Amalitego ogbako ozuzu ga ewe abali abuo bu nke eji akuziri ndi mmadu akolu di iche iche nke ga... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 22, 20250 Governor Peter Ndubuisi Mbah etola Hon Ifeanyi Ugwuanyi dika imerube ncheta omumu ya. Aka na achi Enugu State bu Governor Peter Ndubuisi Mbah esonyela ndi Steeti ya to onye ahu jitopuru okwa... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 21, 20250 Ụlọikpe ekpecha ọgwụ n’ala anyị bụ Supreme Court of Nigeria akachapuola nkabi ikpe nke ụlọ ikpe court of Appeal jiri chụọ Sen Samuel Anyanwụ. Ụlọikpe ekpecha ọgwụ n’ala anyị bụ Supreme Court of Nigeria akachapuola nkabi ikpe nke ụlọ ikpe court of Appeal... Read More! 1 Min Read