Latest Updates OnyinyeMarch 20, 20250 Commissioner ndị uwe ojii na Anambra Steeti yana ndị ọkwọ ụgbọala opi ike bụ truck enwela ọgbakọ maka etu aga esi belata ihe mberede okporo ụzọ na state ahụ. Commissioner ndị uwe ojii na Anambra Steeti bụ CP Ikioye Orutugu anọrọ taa bụ Wednesday nwee ọgbakọ hana ndị... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 20, 20250 Otu Nigerian Union of Journalist NUJ ngalaba ha nke Enugu state aṅụola iyi ịchịkoba ntụliaka ọchịchị nke eji nkwuba aka ọtọ were mee iji họpụta ndị isi ọhụrụ nke ya bụ otu. Otu Nigerian Union of journalist NUJ bụ otu jikọtara ndị nta akụkọ n’ala anyị ngalaba ya nke Enugu state... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 19, 20250 Ndi uwe oji mba Turkey anwuchiela otu onye mayor mba Istanbul Ndi uwe oji mba turkey anwuchiela otu onye mayor mba Istanbul kwere maka nnyocha agwa nruru aka ana ebo... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 19, 20250 Akpola oku udo n’etiti mba Democratic Republic of Congo nakwa mba Rwanda. Onye isi ala mba Democratic Republic of Congo bu President Felix Tshiekedi nakwa ogbo ya nke mba Rwanda bu... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 19, 20250 President mba United Kingdom amachiela ego enye m aka gara ndi oria nakwa ndi n’ enweghi k’ ora ha na mba ahu Onowu n’ okwa Prime Minister mba United Kingdom bu Sir Keir Starmer ekwuputala mmachi omachiri ego eji ebeletara ndi... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 19, 20250 Ogbaghara ohuru atashurula n’ etiti mba Russia nakwa Ukraine dika onye isi ala mba Russia juru inabata atumatu iwusagodu ngwa ogu. Mba Russia nakwa Ukraine amalitela nkwaso igbudu ohuru nke ha jiri gbarisia akuru ngwa arunyegasiri na mba ha di... Read More! 1 Min Read