Latest Updates OnyinyeMarch 18, 20250 Ndi omebe iwu Rivers State House of Assembly amalitela atumatu ichitu aka na achi State ahu nakwa osote ya na okwa ochichi ha. Ulo nzuko omebe iwu Rivers State House of Assembly amalitela atumatu ana ahuta dika nke ha jiri acho ichitu... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 18, 20250 Ulo ikpe Magistrates Court ji Bende LGA nke Abia State mere onodu enyela iwu ka akpuga HRH Eze James Ogbonna na ulo nga. Ulo ikpe Magistrates Court ji Bende LGA nke Abia State mere onodu enyela iwu ka akpuga onye eze odinala... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 18, 20250 Aroputala eze odinala ohuru obodo Amana dina Ezza South LGA nke Ebonyi State. Achikobala ogbako ntule aka ochichi ejiri roputa eze odinala ohuru obodo Amana Autonomous Community dina Ezza South LGA nke... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 17, 20250 Mba Sudan akwụsịla isi na mba Kenya bubata akọrọ ngwa ọbụla n’obodo ha. Mba Sudan ekwupụtala nkwụsị ha kwụsịrị isi na mba Kenya bụ ndị hana ha nwere oke ala were bubata... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 17, 20250 Otu onye uwe ojii nọ nọkwa inspector e nyere aha ya dịka inspector Ajele Oloyede nwụọla site na ọnyá egbe ọ gbara onwe ya Otu onye uwe ojii nọ nọkwa inspector e nyere aha ya dịka inspector Ajele Oloyede ka ozi kwuru na... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 17, 20250 Ọgba bọọlụ ama ama bụ Ọla Aina akpọla aha mmadụ anọ ihe ha kacha amasị ya na ịkụ egwu awantilo akpọrọ Afrobeats. Onye nkwasu igbudu nyere otu egwuregwu Super Eagles ala anyị bụ Ọla Aina e sonyerela ogbo ya ndị ọzọ... Read More! 1 Min Read