Latest Updates OnyinyeMarch 19, 20250 Otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP enwetala ihe mkpobi ukwu ozo dika osiri metuta etu ndi eji okoloto yabu otu ndorondoro roputa na okwa ochichi siri agbapugasi na otu ndorondoro a Otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP agala na iru na inweta ihe mkpobi ukwu ozo dika osiri metuta etu... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 19, 20250 Aka na achi Ebonyi State bu Gov Francis Ogbonna Nwifuru enyela nchitugodu na okwa gaara ndi Commissioners mmadu ato nona ochichi ya. Aka na achi Ebonyi State bu Gov Francis Ogbonna Nwifuru enyela nchitugodu na okwa na udi amara dika Suspension... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 19, 20250 Ulo nzuko omebe iwu Anambra State ekwuputala ntukwasa obi gaara ochichi aka na achi State ahu. Ulo nzuko omebe iwu Anambra State House of Assembly ekwuputala ezi onodu ntukwasa obi gaara aka na achi State... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 19, 20250 Onyeisi ala Nigeria bụ President Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala ọnọdụ gbata gbata nwa bekee kpọrọ state of emergency nyere ọchịchị Rivers State. Onyeisi ala Nigeria bụ President Bola Ahmed Tinubu anọrọla n’abalị taa bụ Tuesday were kwupụta ọnọdụ gbata gbata nwa... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 19, 20250 Ndị uwe ojii ewegharala ọnọdụ na esemokwu dapụtara n’etiti ụlọrụ na egwuputa mmanụ agbidi n’ala yana ụmụ afọ obodo Ohaji Egbema nke dina Imo State. Ndị uwe ojii na Imo State nke onyeisi ha bụ CP Aboki Danjuma azọbanyela ụkwụ ha na esemokwu ahụ... Read More! 3 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 19, 20250 Aka na-achị Anambra Steeti bụ Gov Chukwuma Soludo etiela ekwuola na ya ahụbeghi onye nwere ikikere ịmeri ya na ntụliaka aga eji họpụta gọvanọ Anambra Steeti Aka na-achị Anambra Steeti bụ Gov Chukwuma Soludo etiela aka n’obi ya sị na ya ahụbeghi onye nwere ikikere... Read More! 2 Min Read