Latest Updates OnyinyeMarch 17, 20250 Ọkụ ọgbụgba tasuru na ọgbakọ abalị akpọrọ nightclub na mba North Macedonia ataala isi mmadụ iri ise n’otu ma merụọ ndị kariri otu narị ahụ. Opekatampe mmadụ iri ise n’otu nwụnyuru anya piii ebe ndị kariri otu narị merụrụ nnukwu ahụ n’oge ọkụ ọgbụgba... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 17, 20250 Otu pentecostal fellowship of Nigeria PFN akatola mmachi ahụ gọọmenti Anambra Steeti machiri izi ozi ọma n’okporo ụzọ ọhaneze yana ahịa ndị enwegasiri na state ahụ. Onye ji ọkwa osote odeakwụkwọ nyere otu pentecostal fellowship of Nigeria nke mpaghara South East zone bụ Rev Blessed... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 15, 20250 Ochichi etiti enyela nkwado irunye ogige nsichaputa mmanu modular refinery na Abia state. Ochichi etiti enyela nkwado irunye ogige nsichaputa mmanu modular refinery na Abia state. Obu aka n’ achi Abia state... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 15, 20250 Otu INC ariola president bola Ahmed tinubu ka onye Mazi Nyelsom Wike ndumodu banyere okwu okwuru megide agburu ijaw. Otu Ijaw National Congress INC ariola onye isi ala anyi bu president bola Ahmed tinubu ,ka onye nwa amadi... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 15, 20250 Aka ndi nchekwa akpatala di na nwunye na atu mgbere egbe na Delta state Aka ndi nchekwa akporo CP -special assignment team nke Delta state police command, akpatala otu nwoke na nwunye ya... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 15, 20250 Commissioner ndi uwe oji ala anyi na Anambra state eweputala usoro agu m akwukwo n’ efu gara umu akwukwo kasi Mee nke oma n’ ule WAEC. Commissioner ndi uwe oji ala anyi na Anambra state bu CP Ikioye Orutugu amaputala atumatu agu m akwukwo n’... Read More! 2 Min Read