Latest Updates OnyinyeMarch 13, 20250 Aka chiburu Rivers State bu Nyesom Wike ekwuola sina o gaghi abu ihe aru na achituru aka na-achi Rivers State ugbua bu Gov Siminalayi Fubara nokwa oru ya. Aka chiburu Rivers State n’oge gara aga ma bụrụ onye nọ ka ọ dị ugbu a dịka minister n’ahụ... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 13, 20250 Anọrọla taa bụ Wednesday gbochie Gov Siminalayi Fubara na-achị Rivers State ịbanye n’ogige Rivers State House of Assembly. Anọrọla taa bụ Wednesday gbochie Gov Siminalayi Fubara na-achị Rivers State ịbanye n’ogige Rivers State House of Assembly dina... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 13, 20250 INEC ewepụtala usoro ntụliaka governorship election ga-esi gaa na Anambra State. Dịka aga anọrọ n’abalị asatọ nke ọnwa Novemba n’afọ a were chịkọba ntụliaka governorship election na Anambra Steeti, ugo... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 13, 20250 Akpụpula otu nwaanyị n’ụlọ ikpe magistrate court dina Enugu state. Akpụpula Mrs loveth Helen Alo gbara afọ iri atọ na abụọ n’ihu ụlọ ikpe magistrate court dina council ime... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 12, 20250 Mba Israel eburula agha mwakpo ohuru banye na Gaza’s strip. Mba Israel amalitela agha mwakpo ozo gara mpaghara Gaza’s strip ma gbuo opekata mpe mmadu asato gunyekwara otu obere... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 12, 20250 Otu European union amalitela imanyere mba US utu isi na ngwa ahia nke ha. Ego utu isi ngwa ahia ahu president Donald Trump manyere n’ eru akuru ngwa steel nakwa nke aluminum bu... Read More! 1 Min Read