Latest Updates OnyinyeMarch 12, 20250 President Donald Trump adila njikere ikpa ububo udo n’ etiti mba Russia nakwa Ukraine Onye isi ala mba America bu President Donald Trump emela ka amata na ya nwere olile anya inwe nkparita... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 12, 20250 Ndị oji egbe ana amaghị egbuola otu nwoke gbara afọ iri asatọ na anọ na Anambra State. Ndị oji egbe ana amaghị egbuola otu nwoke gbara afọ iri asatọ na anọ bụ onye ndu obodo Umudioka... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 12, 20250 Otu nwoke e gburu nwa ya n’ụzọ iwu na akwadoghi na Abịa State akwala arịrị ka a gbatara ya ọsọ enyemaka site na ịnye nwa ahụ ikpe nkwụmoto. Otu nwa afọ obodo Ụmụikpa nke dina Akanu Item nke council ime obodo Bende na Abịa State bụ Mr... Read More! 3 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 12, 20250 Gọọmenti Anambra Steeti emela ka amata ihe kpatara ha jiri machie izi ozi ọma aghara aghara na state ahụ. Gọọmenti Anambra Steeti ekwuola sina mmachi ahụ ha machiri izi ozi ọma n’okporo ụzọ yana ahịa abụghị ka ha... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 12, 20250 Otu ọhaneze Ndigbo ekwuola na ha ga adọnyere otu ndọrọndọrọ ọchịchị ọbụla chọrọ ịnye nwa afọ Igbo ọkọlọtọ ha maka ọkwa onyeisi ala nke afọ 2027 Otu jikọtara ụmụ Igbo n’ụwa niile akpọrọ ọhaneze Ndigbo emela ka o doo anya na ha ga-eme ihe niile... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 6, 20250 Aka ndị uwe ojii na Bauchi State akparala Safiyanu Dalhatu maka itigbu nne ya. Aka ndị uwe ojii na Bauchi State akparala otu nwoke gbara afọ iri abụọ bụ Safiyanu Dalhatu maka ebubo... Read More! 1 Min Read