Latest Updates OnyinyeMarch 5, 20250 President Donald Trump nwekwara Ike okwuputa nkwekorita lbelata ego azum ahia nyere mba Canada nakwa Mexico. Nwa amadi ahu ji okwa ode akwukwo azum ahia mba America bu Howard Lutnick emela ka amata na President... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 5, 20250 Mba Ukraine adila njikere ikpe ububo udo nyere mba Russia. Onye isi ala mba America bu President Donald Trump emela ka amata na mba Ukraine adila njikere imalite ikpa... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 5, 20250 Ndi otu Arab enwela nkwekorita iruzighari Gaza’s strip n’ ime afo ise. Ndi ndu otu Arab enwela nkwekorita na atumatu iji Ijeri Dollar iri ise na ato ruzuharia mpaghara Gaza n’... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 5, 20250 Senator Orji Uzor Kalu nke otu ndorondoro ochichi All Progressives Congress APC ekwuola na obu naani otu onye ka ha nwere ga a zoro ha okwa onyeisi ala Nigeria nke afo 2027 Senator Orji Ụzọr Kalu nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress APC ekwuola ya ka ọ daa gem na... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 5, 20250 Gov Siminalayi Fubara na-achị Rivers State ekwuola n’otu ihe ga a kacha megide ya bụ ịhapụ ocheeze ya mana ọ pụtaghị n’ụwa abịala n’isi njedebe n’ebe o metụtara ị gara ụmụ afọ state ahụ ozi. Aka na-achị Rivers steeti bụ Gov Siminalayi Fubara ekwuola na ụjọ ọbụla anaghị atụ ya n’ihe ọ ga-emecha were... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 5, 20250 Aka akparala ndị oji egbe ezu mmadụ asaa na Enugu state. Aka ndị uwe ojii na Enugu state akparala mmadụ asaa ana ebo ebubo ịgba izu ọjọọ yana iji egbe... Read More! 2 Min Read