Latest Updates OnyinyeMarch 5, 20250 Mkpocha na nzacha ndị uwe ojii mere n’ọhịa ndị e nwere na council ime obodo Owerri West nke dị na Imo State emela ka anwụchie mmadụ anọ ana enyo enyo na ha bụ ndị ntọri mmadụ. Dịka akụkọ banyere akaọrụ nke ndị ntọri malitere mụbanyewa kwa ụbọchị n’ọhịa ndị enwegasiri n’obodo Irete yana obodo ndị... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 4, 20250 Mba Israel akwụsịla nri na ọrụ enyemaka ọbụla na-abanye n’obodo Gaza. Mba Israel amalitela ịkwụsị kpamkpam ọrụ enyemaka ọbụla na abanye n’obodo Gaza n’ihe ha kwuru sị na nkwekọrịta udo... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 4, 20250 Ụlọrụ n’ahụ maka ahụike na mba ụwa bụ WHO ekwupụtala ọnwụ otu nwatakịrị gbara afọ anọ dịka onye nke abụọ nwụrụ na ọrịa Ebola Ụlọrụ n’ahụ maka ahụike na mba ụwa bụ WHO ekwupụtala ọnwụ otu nwatakịrị gbara afọ anọ dịka onye nke... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 3, 20250 Onyeisi ala mba South Africa bụ President Cyril Ramaphosa etuola ndị okpukperechi ụka Islam na mba ahụ dịka ha malitere Ramadaan. President Cyril Ramaphosa na-achị mba South Africa a goola ọfọ ọma n’isi ndị okpukperechi ụka Islam dịka ha malitegoro... Read More! 1 Min Read
Featured UchennaMarch 3, 20250 Enugu State Opens N25 Billion International Conference Centre, ‘Ọganiru’ for the East Enugu, Nigeria – Governor Peter Mba has officially inaugurated the new Enugu International Conference Centre (EICC), a project estimated... Read More! 3 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 3, 20250 Eliela ozu nke Sam Nujoma bụ onye mbụ chịrị mba Namibia malite n’afọ ndị 90s ruo n’afọ 2005 Nwa amadi ahụ so were lụọ ọgụ maka mnwere onwe mba Namibia bụ Sam Nujoma abụrụla onye adọnyere ozu... Read More! 2 Min Read