News adminFebruary 24, 20250 Ndị uwe ojii na mba France anwụchiela mmadụ iri ana ebo ebubo na ọ bụ ha nyere Mohammed Amra aka bụ onye atụrụ mkpọrọ ka anwụchichara ya na mba Romania Ndị uwe ojii na mba France anwụchiela mmadụ iri ana ebo ebubo na ọ bụ ha nyere Mohammed Amra... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 24, 20250 Onyeisi ala mba Ukraine bụ President Volodymyr Zelensky ekwuola si na ya dị njikere iritu nọkwa ọrụ ya dịka onyeisi ma ọ bụrụ na ọ bụ ya ga eme ka mba Ukraine sonyere n’otu ahụ akpọrọ North Atlantic Treaty Organisations NATO Onyeisi ala mba Ukraine bụ President Volodymyr Zelensky ekwuola ya ka ọ daa gem na ntị onye ọbụla si... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 24, 20250 Mba United Kingdom akpọla oku ka amara ihe e mere ngwa ngwa ma kwụsị ọgba aghara ahụ na-ada na mba Democratic Republic of Congo Mba United Kingdom akpọla oku ka amara ihe e mere ngwa ngwa ma kwụsị ọgba aghara ahụ na-ada na... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 24, 20250 Ọnọdụ ahụike Pope Francis akawanyela njọ n’agbanyeghị na ọ kwụsịla inwe nsogbu nke metụtara iku ume. Ọchịchị nke obodo Vatican ekwuola si na ọnọdụ ahụike nke onye nlekọta ụlọ ụka nzukọ nsọ catholic n’ụwa niile... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 24, 20250 Ndị agha mba Sudan akpala ike dị egwu site na ị weghara ọnọdụ n’otu ogige nke otu na ama gọọmenti aka n’ihu akpọrọ Rapid Support Response jibu mere isi ọnọdụ n’obodo El Obeid bụ isi ọchịchị nke mgbago ugwu obodo Kordonfan. Ụsụụ ndị agha nke Sudanese Army azọla ụkwụ dimkpa site na ịwakpo ogige El Obeid nke mgbago ugwu obodo... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 24, 20250 Ọchịchị ndị agha ntị ịkpọ akpọrọ Taliban nke mba Afghanistan anwụchiela otu di na nwunye bụ ụmụ afọ mba Britain. Otu di na nwunye bụ ndị megoro okenye karịa afọ iri asaa bucha ụmụ afọ mba Britain abụrụla ndị... Read More! 2 Min Read