News adminFebruary 20, 20250 Nwa amadi ahu ama ama na olu nta akuko igwe okwu akporo Broadcast Journalist bu Johnpaul Anih enwetala nzere mmuta ahu kachasi ukwuu na usoro agum akwukwo mahadum Nwa amadi ahu ama ama na olu nta akuko igwe okwu akporo Broadcast Journalist ma buru onye ji Enugu... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 20, 20250 Ọnụ na e kwuru ụlọ omebe iwu Anambra Steeti house of assembly agbaruola ihu etu onye ana ebo ebubo igbu onye omebe iwu na state ahụ si rie mbọ mbọ ọsọ n’ogige ndị uwe ojii ebe a kpọchiri ya. Ọnụ na e kwuru ụlọ omebe iwu Anambra Steeti house of assembly bụ Somtochukwu Nkem Udeze ekwuola na ọ... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 20, 20250 Ụlọrụ n’ahụ maka ọkụ latric n’ala anyị akpọla oku ka amara ihe e mere kpụpụ ndị ahụ anwụchiri maka ị zuru akọrọ ngwa ọkụ latric na Enugu n’ụlọ ikpe iji nye ha ntaramahụhụ kwesịrị ha. Ụlọrụ n’ahụ maka ọkụ latric n’ala anyị bụ Nigerian electricity distribution company ngalaba ha nke akpọrọ main power electricity... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 20, 20250 Gọọmenti Enugu state na njikọ aka ọnụ hana ụlọrụ White Rabbit Afro limited enwela nkwekọrịta Ị guzobe obosara ala ruru ntụ hectare iri abụọ ebe a gana akọputa nri cocoa nke ga enyeaka wulite akụnụba nke state a. Gọọmenti Enugu state yana ụlọrụ nọrọ onwe ya akpọrọ White Rabbit Afro limited agbapela obosara ala ruru ntụ hectare... Read More! 2 Min Read
ENTERTAINMENT adminFebruary 18, 20250 Regina Daniel nke na-eme ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood ekposala owa ozi Instagram ya kwuru maka na di ya bu Ned Nwoko enwetala nwa ohuru site n’aka nwaanyi ozo bu Chika Ike Regina Daniel nke na-eme ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood ekposala ọwa ozi Instagram ya dịka na efegharị sị na... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 18, 20250 Otu ndọrọndọrọ ọchịchị PDP na Abịa State amalitela ịrịọ Gov Alex Otti na-achị state ahụ ka ọ laghachi azụ n’otu ahụ ọ nọ bụ na ya. Otu ndọrọndọrọ ọchịchị PDP na Abịa State amalitela ịrịọ Gov Alex Otti na-achị state ahụ ka ọ laghachi azụ... Read More! 1 Min Read