News adminFebruary 18, 20250 Otu ndorondoro Labour Party ekwuola na ha enwebeghi mkpebi obula gbasara iweputa onye ga a zoro ha okwa onyeisi ala nke afo 2027 Otu ndọrọndọrọ ọchịchị Labour Party ekwuola na ha enwebeghi mkpebi ọbụla na ọ bụ na mpaghara South East ka... Read More! 1 Min Read
Sport adminFebruary 18, 20250 Victor Osimhen akpala ike dị egwu ọzọ n’otu egwuregwu Galatasaray site na ịnye ọkpụ goolu abụọ ha jiri merie ogbo ha bụ Rizespor na ama egwuregwu Caykur Didi Stadium n’abalị ụnyaahụ. Na Asọmpi egwuregwu bọọlụ dị n’etiti otu egwuregwu Galatasaray yana Rizespor ka Victor Osimhen bụ nwa afọ ala anyị... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 18, 20250 Ọnọdụ ahụike nke Pope Francis akawanyela njọ dịka anọrọ ụnyaahụ bụ Monday were gbatịa ụbọchị ọ ga-anọ n’ụlọ ọgwụ ịnara ọgwụgwọ. Onyeisi nke ụlọ nzukọ nsọ catholic bụ Pope Francis anọrọla n’ụlọ ọgwụ ụnyaahụ bụ Monday malite ọrụ ya dịka... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 18, 20250 Ihe mberede okporo ụzọ mere ụnyaahụ bụ Monday n’okporo ụzọ awara awara si Okene gaa Abuja ataala isi mmadụ asaa nke anọ n’ime ha bụ ụmụ akwụkwọ mahadum. Ihe mberede okporo ụzọ nke metụtara ụgbọala opi ike bụ truck na Kogi state ataala isi mmadụ asaa nke... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 17, 20250 Lt Gen Herzi Halevi na-apụ apụ ugbua dịka ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Israeli Army ga azọpụ njem ya taa gaa na mba United States. Onye jibu ọkwa onyeisi oche nke ndị agha na mba Israel na-apụ apụ nọkwa ọrụ ya ka ọ dị... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 17, 20250 Kim Sae Ron ama ama na ihe nkiri onyonyo nke mba South Korea anwuola Otu nwaanyị onye ihe nkiri onyonyo na mba South Korea bụ Kim Sae Ron abụrụla onye ahụrụ ka ọ... Read More! 1 Min Read