News adminFebruary 17, 20250 Ala mbuze mere na mba Mali atala isi mmadu kariri iri ano na ato Opekatampe mmadụ iri anọ na atọ nke ọ ka n’ọnụ ọgụgụ ha ụmụ nwaanyị anwụnyuola anya piii n’oge e... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 17, 20250 Otu ndị agha ọ lụọ ọ laa akpọrọ M23 Rebels group nke ji mba Democratic Republic of Congo mere isi ọnọdụ e wegharala obodo Bukavu nke dị na ọwụwa anyanwụ mba ahụ. Ahụtala otu ndị agha M23 Rebels group na ama gọọmenti aka n’ihu na mba D R Congo ka ha... Read More! 1 Min Read
ENTERTAINMENT adminFebruary 17, 20250 Gọọmenti mba South Africa ekwupụtala nwụchi nke ha nwụchiri Anabela Rungo bụ nne nke nwada ahụ tuburu ugo dịka nwaanyị kacha maa mma n’ala anyị akpọrọ Miss Universe Nigeria bụ Chidimma Adetshina. Gọọmenti mba South Africa ekwupụtala nwụchi nke ha nwụchiri Anabela Rungo bụ nne nke nwada ahụ tuburu ugo dịka... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 17, 20250 Aka chiburu Sokoto state bụ Aminu Waziri Tambuwal akọwala ndị ahụ si n’otu ndọrọndọrọ ọchịchị PDP were na amịbanye n’otu party ọzọ na mpaghara North West dịka ndị na-achụ nta ihe afọ ha ga-eri n’enweghị echiche ọma ọbụla nyere otu PDP. Aka chiburu Sokoto state bụ Aminu Waziri Tambuwal akọwala ndị ahụ si n’otu ndọrọndọrọ ọchịchị PDP were na amịbanye... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 17, 20250 Opekatampe mmadụ ise nwụnyuru anya piii n’oge ụgbọala opi ike bụ trailer nke bu akpa ntụ Cement hapụrụ okporo ụzọ ma gbaba n’otu ụlọ obibi dị na Nnewi nke Anambra Steeti Opekatampe mmadụ ise nwụnyuru anya piii n’oge ụgbọala opi ike bụ trailer nke bu akpa ntụ Cement hapụrụ okporo... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 17, 20250 Mahamoud Ali Youssouf nke mba Djibouti eturula ugo dịka onyeisi oche otu African Union commission. Mahamoud Ali Youssouf nke mba Djibouti eturula ugo dịka onyeisi oche otu African Union commission. Youssouf turu ya bụ... Read More! 1 Min Read