News adminFebruary 17, 20250 Otu onye ụkọ Chukwu nke okpukperechi ụka Islam egbuola enyi ya nwaanyị yana ya zutere na ọwa ozi Facebook ma bekasia anụ ahụ ya na Kwara State. Otu onye nkụzi nke ụka Islam gbara afọ iri abụọ na itoolu bụ Abdulrahman Bello abụrụla onye aka ndị... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 17, 20250 Ndị uwe ojii na Anambra Steeti anwụchiela otu nwoke maka iji mma were magbuo nwanne ya nwoke. Aka ndị uwe ojii Anambra State Police Command akpatala otu nwoke e nyere aha ya dịka Christian Ndubuisi maka... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 14, 20250 Onyeisi ala mba United States bụ Donald Trump ekwuola sị na ọ ga-amasị ya inwe mkparịta ụka ga-adị n’etiti yana ogbo na-achị mba Russia bụ President Vladimir Putin yana nke mba China bụ President Xi Jinping banyere etu ha ga-esi maputa iwu ga egbochi ịga n’ihu na ị rụpụta ngwa agha ọ gwụrụ mba akpọrọ nuclear weapon. Onyeisi ala mba United States bụ Donald Trump ekwuola sị na ọ ga-amasị ya inwe mkparịta ụka ga-adị n’etiti... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 14, 20250 Mba Thailand azọpụtala Imirikiti ndị mmadụ atụrụ mgbere dị narị abụọ na iri isii nke ọkara n’ime ha bụ ụmụ afọ mba Ethiopia sitere n’obodo Myanmar. Mba Thailand azọpụtala Imirikiti ndị mmadụ atụrụ mgbere dị narị abụọ na iri isii nke ọkara n’ime ha bụ... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 14, 20250 President Donald Trump na-achị mba United States anọrọla ụnyaahụ bụ Thursday were kwuo sị na ọ ga-amasị ya ka mba Russia lọghachi azụ n’otu group of seven nations bu otu mejupụtara mba ndị ahụ akụnụba ha bụ akwaa akwụru na mba ụwa niile. President Donald Trump na-achị mba United States anọrọla ụnyaahụ bụ Thursday were kwuo sị na ọ ga-amasị ya ka... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 14, 20250 President Volodymyr Zelensky na-achị mba Ukraine ekwuola sị na ụbụbọ udo ọbụla mba United States yana Russia n’akpa n’etinyeghi obodo ha bụ Ukraine agaghị amịta mkpụrụ ọbụla. Ọchịchị mba Ukraine ekwuola na ha agaghị anabata ụbụbọ udo ọbụla nke mba Russia yana United States n’akpa na-emeghi... Read More! 1 Min Read