News adminFebruary 13, 20250 Ulọ ikpe ụkwụ nke Rivers State High Court dị na Portharcourt amala otu nwoke bụ Eze Kingsley ikpe ọnwụ na aga eji udo dogbue maka ogbugbu nke o gburu Wagbara David lagoro mmụọ. Ulọ ikpe ụkwụ nke Rivers State High Court dị na Portharcourt amala otu nwoke bụ Eze Kingsley ikpe ọnwụ... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 12, 20250 Ulo omebe iwu nke Lagos State akatola iga mposi aghara aghara Dịka anọrọla n’ime abalị ole na ole gara aga merube mmemme ụbọchị ebe mposi akpọrọ World toilet day n’ụwa... Read More! 3 Min Read
News adminFebruary 11, 20250 Nwa amadi ahụ jibu ọkwa President nke ụlọ akụ African development Bank napụ apụ ugbua bụ Akinwunmi Adesina ekwuola ihe yiri ka à ga-asị na o nwere mmasị na ịzọ ọkwa onyeisi ala Nigeria n’afọ 2027. Nwa amadi ahụ jibu ọkwa President nke ụlọ akụ African development Bank napụ apụ ugbua bụ Akinwunmi Adesina ekwuola... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 11, 20250 Alhaji Atiku Abubakar nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị PDP anọrọla ụnyaahụ bụ Monday were zute aka chiburu ala anyị n’oge gara aga bụ Olusegun Obasanjo. Alhaji Atiku Abubakar nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị PDP anọrọla ụnyaahụ bụ Monday were zute aka chiburu ala anyị n’oge... Read More! 1 Min Read
ENTERTAINMENT adminFebruary 11, 20250 Onye ọ bụ abụ oziọma bụ Paul Nwokocha yana nwunye ya nke abụọ ọ lụrụ na ọ dị nso a agbala alụkwaghịm. Alụmdi na nwunye dị n’etiti onye ọ bụ abụ oziọma bụ Paul Nwokocha yana nwunye ya nke abụọ bụ... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 11, 20250 Ndị ekperima egbuola otu nwa agbọghọ dị naanị afọ iri na isii na Ekiti state n’oge ọ jụrụ na ha agaghị akwaso ya iko n’ike. Ụmụ nwoke abụọ ana atụ anya na ha bụ ndị na-achị ehi edulala otu obere nwa agbọghọ dị afọ... Read More! 2 Min Read