News adminFebruary 11, 20250 NAFDAC emebiela ọgwụ adigboroja furu nde kwuru nde naira n’ahia ọgbọ ọgwụ dị na Onitsha Anambra Steeti. Ụlọrụ na-ebu agha e megide ọgwụ na ihe oriri adigboroja n’ala anyị akpọrọ National Agency for Food and Drug... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 10, 20250 President Donald Trump na-achị mba United States emechala n’ikpeazụ binye aka n’akwụkwọ nke gbochiri enyemaka niile si na mba ahụ na agara mba South Africa. President Donald Trump na-achị mba United States emechala n’ikpeazụ binye aka n’akwụkwọ nke gbochiri enyemaka niile si na mba... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 10, 20250 Ahụtala ozu ndị mmadụ iri abụọ na asatọ bụ njem akpọrọ migrants n’ebe elikọrọ ha ọnụ n’otu olulu dị na ndịda ọwụwa anyanwụ mba Libiya dịka onye nọ nọkwa attorney General mba ahụ siri kwupụta. Ahụtala ozu ndị mmadụ iri abụọ na asatọ bụ njem akpọrọ migrants n’ebe elikọrọ ha ọnụ n’otu olulu dị... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 10, 20250 Mba Israel ekpoputala ndị agha n’otu ogige kewaburu obodo Gaza ụzọ abụọ iji nyee aka mee ububo udo ahụ ana akpa n’etiti hana otu Hamas bụrụ nke dịgidere ebebe. Ụsụụ ndị agha mba Israel esila n’ogige Netzarim corridor bụ otu ebe kewapụrụ mgbago ugwu na ndịda ugwu obodo... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 10, 20250 Ngagharị kpụ ọkụ n’ọnụ atasuola na mba Slovakia bụ ndị na-ekwu na onye ji ọkwa prime minister obodo ga akwụsịriri ọrụ kworo ukwu ọ dọnyere mba Russia Imirikiti ndị mmadụ kariri puku iri enuputala n’igwe n’okporo ụzọ niile enwere na mba Slovakia were na esi ọnwụ... Read More! 2 Min Read
Latest Updates News adminFebruary 10, 20250 Onye mbụ chịrị mba Namibia ma soro na ndị lụrụ ọgụ maka mnwere onwe obodo ahụ anwụọla ka ọ gbachara afọ iri itoolu na ise. Onyeisi ala mbụ nke mba Namibia bụ Sam Nujoma azala oku chi ya kpọrọ ya ka ọ gbachara afọ... Read More! 2 Min Read