News adminFebruary 14, 20250 Akpụpula nwa afọ mba Afghanistan n’ụlọ ikpe dina mba Germany maka ebubo igbu ọchụ yana ụbụbọ igbu mmadụ ibe ya. Otu nwa afọ mba Afghanistan ana atụ anya na ọ bụ onye okpukperechi ụka Islam abụrụla onye anọrọ ụnyaahụ... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 14, 20250 Otu nwaanyị ana ebo ebubo na o ji ọgwụ akpọrọ poison were gbuo onye sitere na ezinụlọ di ya na mba Brazil anwụọla n’ụlọ mkpọrọ. Nwa afọ mba Brazil bụ nwaanyị ana ebo ebubo na o ji ọgwụ poison akpọrọ arsenic laced bu nke... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 13, 20250 George Moghalu agbatala akwụkwọ eji azọ ọkwa n’ala anyị akpọrọ nomination and expression of interest forms isi n’otu ndọrọndọrọ ọchịchị Labour Party zọọ ọkwa gọvanọ nke Anambra Steeti n’afọ a. Otu nwa amadi jibu ọkwa nke National Auditor nyere otu ndọrọndọrọ ọchịchị APC bụ George Moghalu agbatala akwụkwọ oji... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 13, 20250 Otu nwa agbọghọ nọ n’afọ nke atọ na mahadum Nnamdi Azikwe University dị na Awka Anambra Steeti ka ozi kwuru na o jiri arụ chọọ ịtagbu otu onye nkụzi nke mahadum ahụ n’oge ha na-enwe esemokwu. Otu ahu jikoro umuakwukwo ala anyi akporo National Association of Nigerian Students NANS akatola ya na ebe odi ukwuu... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 13, 20250 Ogbaghara ahu na ada na otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP na ogogo etiti ala anyi agala na iru na agbanwe ukwu egwu ya na ajo onodu amaghi ihe echi ga abu nyere yabu otu ndorondoro Ogbaghara ahu na ada na otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP na ogogo etiti ala anyi agala na iru... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 13, 20250 Aka na-achị Rivers State bụ Gov Siminalayi Fubara emela ka amata banyere amụma state ahụ ji n’aka ikpokọnata ngalaba ihe ọmụmụ niile nke mahadum Rivers State University Aka na-achị Rivers State bụ Gov Siminalayi Fubara emela ka amata banyere amụma state ahụ ji n’aka ikpokọnata ngalaba... Read More! 2 Min Read