News adminFebruary 21, 20250 Ala mbuze mere n’obodo Kwa Zulu Natal nke dị na mba South Africa ataala isi mmadụ isii ebe ndị ọrụ enyemaka kana achọkwa ọtụtụ ndị ọzọ achọ na ya bụ ogige ihe mere. Ala mbuze mere n’obodo Kwa Zulu Natal nke dị na mba South Africa ataala isi mmadụ isii ebe ndị... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 21, 20250 Imirikiti ndị mmadụ kariri otu puku bụ ndị gbara ọsọ ọgụ na ọgba aghara na-ada na ọwụwa anyanwụ mba Democratic Republic of Congo agbagala na mba Burundi Ịga zọro ndụ ha. Imirikiti ndị mmadụ kariri otu puku bụ ndị gbara ọsọ ọgụ na ọgba aghara na-ada na ọwụwa anyanwụ mba... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 21, 20250 Mba Ivory Coast ewegharala onodu n’ogige Port Bouet bụ ebe ahụ ndị agha mba nke France jibu mere isi ọnọdụ n’obodo ha. Ọchịchị mba France nke nwere isi ọnọdụ na Paris enyefela ogige ndị agha ha akpọrọ Port Bouet n’aka ndị... Read More! 2 Min Read
News adminFebruary 21, 20250 Ụlọikpe dị na mba Spain emechala nọrọ n’ikpeazụ kwuo na ikpe mara Lius Rubiales bụbu onyeisi oche otu egwuregwu bọọlụ na mba Spain maka ibi otu nwaanyị onye egwuregwu ya ọma ma susuo ya ọnụ. Nwa amadi ahụ jibu ọkwa President nyere otu egwuregwu bọọlụ na mba Spain bụ Lius Rubiales abụrụla onye amara... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 21, 20250 Otu ụlọrụ Commission enwere n’ọchịchị ndị agha nke mba Niger Republic akwadola ka ndị agha obodo ahụ nọ kwuo n’ọchịchị ihe ruru afọ ise na abia tupu ha enyefe ọchịchị n’aka ndị nkịtị. Otu ụlọrụ Commission e nwere na ọchịchị ndị agha na mba Niger Republic akwadola ka anọkwuo ihe ruru afọ... Read More! 1 Min Read
News adminFebruary 20, 20250 Ndi ahia na Onitsha nke dina Anambra State amalitela ihusi anya dika e mechiri kpamkpam mpaghara ahia isii na ya bu ahia. Ndị ahịa na Onitsha nke dina Anambra Steeti amalitela ịhụsi anya dịka e mechiri kpamkpam mpaghara ahịa isii na... Read More! 2 Min Read