Latest Updates OnyinyeMarch 6, 20250 Otu ndọrọndọrọ ọchịchị People’s Democratic Party PDP ngalaba ya nke Abịa state achụola Sen Adolphus Wabara ọsọ ụkwụ eru ala. Otu ndọrọndọrọ ọchịchị People’s Democratic Party PDP ngalaba ya nke Abịa state achụola nwa amadi ahụ ji ọkwa board... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 6, 20250 Osote aka na achị Rivers State bụ Prof Ngọzi Odu akọwala na ya agbaghi arukwaghim nọkwa ọrụ ya dịka deputy governor yabu state. Osote aka na achị Rivers State bụ ọka mmụta Prof Ngọzi Odu akọwala ya ka o doo anya dịka... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 6, 20250 Gọọmenti Rivers State ewepụtala abalị itoolu nke ọnwa August n’afọ a dịka ụbọchị ohuru aga eji meghari ntuliaka council ime obodo na state ahu Ụlọrụ n’ahụ maka ntụliaka ọchịchị na Rivers State bụ Rivers State Independent Electoral Commission ewepụtala abalị itoolu nke ọnwa... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 6, 20250 Aka akparala otu nwoke na Ebonyi State maka iji okpokoro isi mmadụ were n’akpaghari. Ndị uwe ojii na Ebonyi State anwụchiela otu nwoke bụ Ovuta Chigozie maka iji okpokoro isi mmadụ abụọ yana... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 6, 20250 Otu nọrọ onwe ya akpọrọ Coalition of South East Youth Leaders enyela ndị Fulani naanị mkpụrụ abalị abụọ ka ha sina Enugu State pụọ Otu akpọrọ Coalition of South East Youth Leaders enyela ndị Fulani na-achị ehi bụ ndị ahụ ji Enugu state... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 5, 20250 Ulo ikpe ukwu mba India enyela iwu ka atohapu otu nwoke sitere mba Britain Ulo ikpe ukwu mba India enyela iwu ka atohapu otu nwoke sitere mba Britain aruru nga afo isii n’ekpeghi... Read More! 2 Min Read