Latest Updates OnyinyeMarch 21, 20250 Otutu ndi ihe banyere otu egwuregwu Galatasaray na-amasi esila na mba Turkey fepu gawa na mba Rwanda ije kwado Victor Osimhen. Ọtụtụ ndị ihe banyere otu egwuregwu Galatasaray na-amasị esila na mba Turkey fepu gawa na mba Rwanda ije kwado... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 21, 20250 Mazi Peter Obi nke otu Labour Party ekwuola sina enweghị ihe dịka ọchịchị onye kwuo uche ya ma ọ bụ nke egbe bere ka ugo bere n’ala anyị bụ Nigeria. Nwa amadi ahụ ji ọkọlọtọ otu ndọrọndọrọ Labour Party were zọo ọkwa onyeisi ala n’afọ 2023 bụ Mazi Peter... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 21, 20250 Onye ndu nke otu Indigenous people of Biafra bụ Mazi Nnamdi Kanu arịọla mgbaghara banyere etu o siri kpaa agwa n’oge ikpeazụ ọ wuchara n’ụlọ ikpe. Onye ndu nke otu Indigenous people of Biafra bụ Mazi Nnamdi Kanu arịọla mgbaghara nyere Ụlọikpe federal High Court,... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 20, 20250 President Bola Ahmed Tinubu na-achị ala anyi edola n’iyi olu nke Vice Admiral Ibok-Ete Ekwe Ibas. President Bola Ahmed Tinubu na-achị ala anyị anọrọla taa bụ Wednesday duo n’iyi nke Vice Admiral Ibok-Ete Ekwe Ibas... Read More! 1 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 20, 20250 Ndị agha ala anyi ewegharala obi govt Rivers State dina Port Harcourt bu isi obodo State ahu. Ndị agha ala anyi anorola taa bu Wednesday gaa weghara obi govt Rivers State dina Port Harcourt bu isi... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeMarch 20, 20250 Aka chiburu Rivers State n’oge gara aga bụ Rotimi Amaechi ekwuola na agaghị ewepụnwu aka na-achị state ejiri ntụliaka were họpụta site na naanị okwu ọnụ. Aka chiburu Rivers State ma bụrụkwa onye ruburu ọrụ dịka minista hụrụ maka njem okporo ụzọ n’ala anyị akatola... Read More! 1 Min Read