Onye nlekọta otu egwuregwu Super Eagles akọwala ihe kpatara o jiri hapụ ịhọrọ ndị otu egwuregwu ahụ amara aha ha n’ala anyị maka asọmpi iko unity cup nke afọ a.

Written by on May 27, 2025

Onye nlekọta otu egwuregwu Super Eagles ala anyị nọkwa nke coach bụ Eric Chelle akọwala ihe kpatara o jiri hapụ ịhọrọ ndị otu egwuregwu ahụ amara aha ha n’ala anyị maka asọmpi iko Unity Cup nke afọ a.

Dịka Chelle sịrị kọwaa, na ya hapụrụ ndị gụnyere Victor Osimhen yana Ademola Lookman iji nyee ohere ka ndị ọgbọ egwuregwu na etolite etolite nwee ike bata n’ọgbọ bịa gosipụta ọ natarachi ha.

Ala anyị yana mba Ghana ga achụpụ ya n’ụbọchị Wednesday dịka asọmpi ahụ ga amalite na ozuzu oke ya.

Eric Chelle a họrọla mmadụ iri sitere na asọmpi Nigeria premier football league nyere ohere ọzọ ka onye dịka Ahmed Musa bịa nwaa ike ya.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited