Otu isi ekwe ọnwụ akpọrọ al Shabaab egbuola ndị uwe ojii mmadụ isii ma merụọ mmadụ anọ ndị nkịtị ahụ na mba Kenya

Written by on March 24, 2025

Ndị uwe ojii na mba Kenya ekwupụtala ọnwụ ndị otu ha mmadụ isii ebe mmadụ anọ ndị ọzọ ka e merụrụ ahụ n’otu ogige ha dina Garissa county didobere oke ala hana mba Somalia n’oge otu ndị agha ogbu aṅụ ọbara akpọrọ al Shabaab wakporo ha bụ ndị uwe ojii na mberede.

Ya bụ njinji bụ n’isi ụtụtụ taa bụ ụka ká ndị uwe ojii kwuru na o mere site n’aka otu ahụ hana ogbo ha bụ al Qaeda gbara ndụ.

Otu al Shabaab abụrụla ndị nọrọ ọtụtụ afọ na ebuso ọchịchị mba Somalia agha iji kwatuo ya ma guzobe nke ha kworo maka nkwenye ha kwenyesiri ike na okpukperechi ụka Islam.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited