Kenya
Ndị uwe ojii na mba Kenya ekwuola na mgbagbu nke agbagburu onye omebe iwu na mba ahụ ụnyaahụ bụ Wednesday n’isi ọchịchị obodo ha bụ Nairobi site n’aka ndị ji ọgba tum tum dịka nke tegoro aka e bidoro kwadowa ya. Charles Were bụ onye omebe iwu nke parliament mba Kenya na anochite anya mpaghara […]
Ndị uwe ojii na mba Kenya ekwupụtala ọnwụ ndị otu ha mmadụ isii ebe mmadụ anọ ndị ọzọ ka e merụrụ ahụ n’otu ogige ha dina Garissa county didobere oke ala hana mba Somalia n’oge otu ndị agha ogbu aṅụ ọbara akpọrọ al Shabaab wakporo ha bụ ndị uwe ojii na mberede. Ya bụ njinji […]
Mba Sudan ekwupụtala nkwụsị ha kwụsịrị isi na mba Kenya bụ ndị hana ha nwere oke ala were bubata akọrọ ngwa ọbụla n’obodo ha. Ha kwuru na bụ iji gosipụta iwe n’ebe otu ahụ na ama gọọmenti ha aka n’ihu bụ otu akpọrọ Rapid Support Response bụ ndị hana ụsụụ ndị agha mba Sudan lugoro […]
-
Pages