CP Danladi Isa

Ndi uwe ojii ala anyi ekposala ngalaba ha nke Special Weapons and Tactical Unit gunyekwara nke Special Squad. Na iji dochie anya ya, ha eguzobela unit nke akporo Scorpion Squad. Obu onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi na Abia state bu Odoziaku Maureen Chinaka site n’ ozi onyefere ndi nta akuko. N’ […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited