Governor Alex Otti

Aka na chi Abia State bu Governor Alex Otti akọwala ebubo nkwụsi ọrụ ya nke sitere n’alaka otu ndọrọndọrọ Labour Party bu nke Julius Abure nọọ n’isi dika ihe egwuregwu. Governor Otti, site n’aka onye ndụmọdụ ya pụrụ iche n’ihe gbasara ụwa ozi nakwa mgbasa ozi bu Ferdinand Ekeoma, kọwara Abure dika onye na akpa […]

Ufodu ndi nwere nsogbu nke inu ihe na mpaghara ala Igbo be anyi a, enwatara akuru ngwa enyemaka ruru nde kwuru nde naira site n’ aka otu enyemaka akporo Sound Intervention Hearing Mission 2025 na Abia state. Na yabu mmeme ejiri nyefe ha ihe onyinye ndia ,bu nke were onodu na ogige International Conference Center […]

Govt Abia state enyela ndi Eze odinala nakwa ndi ndu Obodo ka ha tinye uchu n’ olu diara ha n’ Obodo. Obu nwa amadi ahu ji okwa Commissioner for Information bu Prince Okey Kanu mere ka nkea puta ihe n’ oge ona agwa ndi nta akuko okwu n’ obi govt state ahu dina Umuahia banyere […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited