Nigeria
Onye Prime Minister nke mba India bu Mazi Narendra Modi, ekwuputala obi nwute ya banyere ọnwụ nwa amadi ahụ jitọpụrụ ọkwa onye isi ala anyi bu Nigeria bu Late Former President Muhammadu Buhari, ebe ọ kọwara ya dika ezigbo onye ọchịchị nakwa onye na akwalite udo na ịdị n’otu. N’ozi nkasi obi oweputara n’ụwa ozi […]
Aka na chi Delta State bu Governor Sheriff Oborevwori, ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ nwa amadi ahụ jibu ọkwa onye isi ala anyi bu Late President Muhammadu Buhari, ebe ọ kọwara ọnwụ ahụ dika nke na agbawa obi gara ezinụlọ ya, ndị agha ala anyi nakwa ụmụ afọ Nigeria n’izugbe ya. N’ozi putara ihe […]
Nwa amadi ahu jitọpuru ọkwa onye isi ala anyi bu Former President Muhammadu Buhari anorola ụnya bu Sunday rapu elu uwa a gawa iza oku chi kporo ya na bee ndi mmuo. Nke a putara ihe na uhuruchi ụnya bu Sunday site na ozi onu na ekwuru ezinulo yabu onye jitopuru ọkwa onye isi ala […]
Aka na achi Borno State bu Governor Babagana Umaru Zulum emela ka amata na onwere ndi na nyere ndi agha nti ikpo aka site na inye ha ozi mkpuke na ime ndi agha soldier ala anyi, ndi ndoro ndoro ochichi nakwa ufodu okpuru ochichi ime obodo na ibuso obodo anyi bu Nigeria agha. O mere […]
Nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour party zoo okwa onye isi ala Nigeria bu Mazi Peter Obi egosiputala etu osi emetuta ya bu usoro ochichi azum ahia n’ ari elu orji n’ ala anyi a ma n’ ado aka na nti si n’ usoro di etu a n’ ebi aka ojo n’ usoro […]
Otu jikọtara ụmụ Igbo n’ụwa niile akpọrọ ọhaneze Ndigbo emela ka o doo anya na ha ga-eme ihe niile ike kwere ha ịhụ na otu ndọrọndọrọ ọchịchị ọbụla wepụtara nwa afọ Igbo dịka onye ga a zọro ha ọkwa onyeisi ala ma wepụta onye mgbago ugwu dịka osote ya maka ntụliaka onyeisi ala Nigeria nke […]
Nwa amadi ahụ jibu ọkwa President nke ụlọ akụ African development Bank napụ apụ ugbua bụ Akinwunmi Adesina ekwuola ihe yiri ka à ga-asị na o nwere mmasị na ịzọ ọkwa onyeisi ala Nigeria n’afọ 2027. Adesina mere ka amata na ya dị njikere ị gara ụwa niile ozi ma ọ bụ ala ndị isi […]
-
Pages