Ohaneze Ndigbo

Otu jikọtara ụmụ Igbo n’ụwa niile akpọrọ ọhaneze Ndigbo emela ka o doo anya na ha ga-eme ihe niile ike kwere ha ịhụ na otu ndọrọndọrọ ọchịchị ọbụla wepụtara nwa afọ Igbo dịka onye ga a zọro ha ọkwa onyeisi ala ma wepụta onye mgbago ugwu dịka osote ya maka ntụliaka onyeisi ala Nigeria nke […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited