South Korea
Aka akparala onyeisi ala chiburu mba South Korea n’oge gara aga maka ụbụbọ ọ kpara n’afọ 2024 iguzobe iwu ndị agha akpọrọ martial law bụ nke mechara tinye ọchịchị mba ahụ na ọnọdụ gbagharia. Former President Yoon Suk Yeol ka akwụsiri ọrụ ya n’ọnwa April maka ụbụbọ ọ kpara bụ nke webatara ọchịchị ndị agha […]
Ụlọikpe dina mba South Korea akachapula ọchụchu achuru onye jibu ọkwa prime Minister na mba ahụ bụ Han Duck Soo ma kpọghachi azụ dịka onye ga ejigodu ọkwa nke onyeisi ala na mba South Korea. Han Duck Soo malitere ọrụ ya n’ọnwa December gara aga n’oge ahụ achuru President Yoon Suk Yeol n’ọrụ ya site […]
Otu nwaanyị onye ihe nkiri onyonyo na mba South Korea bụ Kim Sae Ron abụrụla onye ahụrụ ka ọ tọgbọrọ n’ozu na be ya ụnyaahụ bụ ụka dịka ndị uwe ojii na mba ahụ siri kwupụta. Kim bu onye gbara afọ iri abụọ na anọ tupu oge ọnwụ ya bụ onye kacha ewu ewu n’ihe […]
-
Pages