SP Daniel Ndukwe

Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State ezipula ndi olu ga achoputa ndi gburu otu onye olu n’ ulo olu Nigeria Union of Petroleum and Natural Gas workers bu onye nke enyedebere aha ya dika Cosmas. Ndi nta akuko nwetara ozi,na ndi ana enyo enyo na ha bu ndi ekperima ji egbe gbagbuo Cosmas […]

Commissioner ndị uweojii na State a bu CP Mamman Bitrus Giwa, ezigala ozi ekene Easter gara ndị uka Kristi nile nọọ na State a, ma rịọ ha ka ha merube yabu mmemme Easter n’ụzọ nke Kristi onye bu ịsị ahụrụ kwaba okpu. Ọ kọwara oge Easter dika oge ihunanya, ịchụaja nakwa ikwalite okwukwe, dika ọ […]

Akpụpula Mrs loveth Helen Alo gbara afọ iri atọ na abụọ n’ihu ụlọ ikpe magistrate court dina council ime obodo Enugu North nke Enugu state maka ebubo na nwaanyị ahụ kwuru na ya goro ụlọ obibi akpọrọ duplex ọhụrụ nke nwere ọnụ ụlọ ise n’ogige WTC Estate dina Enugu state. Ọnụ na e kwuru ndị […]

Aka ndị uwe ojii na Enugu state akparala mmadụ asaa ana ebo ebubo ịgba izu ọjọọ yana iji egbe gaa ohi. Dịka akwụkwọ ozi sitere n’aka SP Daniel Ndukwe bụ ọnụ na e kwuru ndị uwe ojii na Enugu state sịrị kọwaa, ndị ana enyo enyo ka anwụchiri site na ngalaba ndị uwe ojii akpọrọ […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited