US

Mba Israel amalitela agha ahu ha n’ ebuso mpaghara Gaza’s strip dika ha gbuchara opekata mpe ya buru mmadu iri ato na asato na mpaghara ahu unya bu Tuesday. Otu united nations akpola oku ka eweputa usoro aga eji kwusa oke ogbugbu a ana egbu ndi mmadu na Gaza dika agha mba Israel n’ ebuso […]

Aka n’ achi mba America bu President Donald Trump emela ka amata na obughi ebu m n’ obi ya ichu nwa amadi ahu ji okwa US Federal Reserve Chairman bu Jerome Powell n’ agbanyeghi nkato okatoro ya. Omere ka amata na nkato ahu onyere ya bu iji me ka odiwaga uchu n’ olu ya okachasi […]

Ndi agha otu isi ekwe onwu Hamas emela ka amata na atumatu nile banyere otu ahu n’ achikwa ndi agha mba US nakwa Israel akporo Edan Alexander akpupula afo n’ ala dika mba Israel buoro ogbu n’ igwe banye n’ ebe ahu edobere ndi eji eji. Ndi nta akuko nwetara ozi na opekata mpe ya […]

Utu isi ngwa ahia ohuru ahu aka n’ achi mba America bu President Donald Trump manyere otutu mba n’ ebubata ngwa ahia na mba US amalitego idi ire tinyekwara percent otu nari na ano bu nke omanyere mba china bu mba kachasi ebubata akulungwa na mba ahu. Na yabu akwukwo ka anokwara huta mba iri […]

Ego utu isi ngwa ahia ahu president Donald Trump manyere n’ eru akuru ngwa steel nakwa nke aluminum bu ndi nke ana ebubata na mba America amalitela idi ire. Atumatu a bu nke ejiri bunie ego utu isi akuru ngwa ahia steal ana ebubata na mba US gbago na percent iri abuo na ise ma […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited