Ndi Oji Egbe Eri Atorola Otu Onye Azum Ahia Akuru Ngwa Eji Aru Ulo Na Oyo State
Written by admin on May 4, 2026
by Moses Nnabuife Nwekwu
Ndi oji egbe eri awakpola ma kpa ike ojo na mpaghara Monata Area nke Ibadan bu isi obodo Oyo State site na itoro agadi nwoke gbara afo iri isii ma buru onye azum ahia.
Nwoke a ndi osochi egbu toro na ike na abali unya bu uka na agbata oge oforo nkeji iri na ato ka okuo elekere iteolu nke yabu abali gara aga ka ozi mere ka amata na obu onye azum ahia na ere akuru ngwa eji aru ulo na ihe ndi ozo.
Ozi kowara na obu oge yabu nwoke na anaghichi bee ya ka ndi oji egbe eri ahu tochiri ma toro ya na ike na mpaghara Jinarere axis nke okporo uzo Alakia road dina Monata Area na Ibadan.
Na oge ndi nta akuko kpoturu ya ka onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe ojii ala anyi na yabu Oyo State bu DSP Olayinka Ayanlade mere ka amata na agwa ekperima a bu eziokwu.
DSP Ayanlade kowara na ndi uwe ojii amalitego olu ihuna anaputara nwoke a na aka habu ndi oji egbe eri.
Yabu onye Police Public Relations Officer PPRO na Oyo State gara na iru koro ndi nta akuko na nnyocha mbuzo na egosi na obu umunwoke ano kechichara iru ha ji ugboala ash coloured Toyota Corolla wakpo yabu nwoke ma toro ya na ike.
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.