Author: Onyinye
Ndị uweojii na mba United Kingdom anwuchiela mmadụ narị ise na iri abụọ na abụọ na London bu isi obodo mba ahụ, kwere maka na ha na eme njem ngaghari iwe emegide kpebie mba United Kingdom kpebiri imechi otu Palestine Action. Nkea putara ihe site n’aka ndị uweojii ahụ ụnya bu Sunday, dika ha kọwara […]
Onye isi ala mba United States bu President Donald Trump, ekwela nkwa ikpochapụ ndị na enwenyi ebe obibi nọ na Washington DC bu isi obodo mba ahụ, bu ebe ọ kọwara na mpu na arụ na akwanye njọ. President Trump mere ka nkea puta ihe ụnya bu Sunday n’ụwa ozi ya, dika ọ gara n’iru […]
Government Kaduna State agọnarila ebubo nrụrụaka, nkwekọrịta nakwa mmejọ nchịkwa na nhazigharị nke ama egwuriegwu Ahmadu Bello Stadium. Commissioner n’ahụ maka Sports Development bụ Professor Benjamin Kumai Gugong, mere ka nkea puta ihe ụnya bu Sunday, ebe ọ kọwara ebubo ahụ dika okwu asi nakwa nke na edughie ọhaneze ụzọ. Ọ gara n’iru kọwaa na […]
Onye isi oche ụlọ nzukọ ukwu Senate ala anyi bu Senator Godswill Akpabio ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ nwa amadi ahụ jibu ọkwa onye isi oche otu ndọrọndọrọ Peoples Democratic Party PDP ma bụrụkwa onye jibu ọkwa Minister of Agriculture and Rural Development bu Late Chief Audu Ogbeh. N’ozi putara ihe site n’aka onye […]
Ndị nchịkwa n’ahụ maka ndị ji otu afọ efe ala anyi a bu Nigeria, yabu management of the National Youth Service Corps NYSC, agọnarila ozi ahụ n’efeghari n’uwa ozi bu nke boro ebubo na otu onye ji otu afọ fee ala anyi a, enyere aha ya dika Ushie Rita Uguamaya nke akara ya bu LA/24B/8325, […]
Otu United Nations Children Funds (UNICEF) emela ka amata na obu otu n’ ime umuaka ato bu ndi enyere nani mmiri ara ruo onwa isii n’ ala anyi a bu Nigeria. Obu onye ji okwa UNICEF chief na Enugu field office bu Odoziaku Juliet Chiluwe mere ka nkea puta ihe n’ oge yana ndi nta […]
Nwa amadi ahu na anochite anya ikwo/Ezza South federal constituency nke Ebonyi state n’ ulo nzuko nnochite anya ogogo etiti ala anyi bu Hon. Chinedu Ogah, enyela ulo olu West African Examination council WAEC abali asaa Iweputa mputara ule umu akwukwo di otu nari puku na iri itolu na abuo na iri asato na itolu […]
Ndi otu Nigerian Union of Electricity Employees anorola tata bu Thursday me ngaghari iwe megide mnwuchi nakwa njichi ulo olu Enugu Electricity Distribution Company EEDC nwuchiri ndi otu ha mmadu ise. Yabu ngaghari iwe bu nke were onodu na ulo EEDC nile digasi na Awka, onitsha nakwa na mpaghara ndi ozo di na state ahu,ka […]
Onye isi mba United States bu President Donald Trump emela ka amata na onye ozi ya pụrụ iche bu Steve Witkooff ga eme njem nkpọtụrụ ga mba Russia n’izu ụka a anyi nọ n’ime ya iji ga n’iru na mkparitauka banyere agha dị n’etiti mba Russia nakwa mba Ukraine. President Trump eyiela egwu ịbụgo tariffs […]
Onye isi mba South Korea bu President Lee Jae-myung enyela ndị nchekwa ntụziaka ka ha wepusia igwe okwu eji agbasa ozi dịgasị n’oke ala ha na mba North Korea iji belata okwu n’eko achicha n’etiti mba abụọ ahụ. Ọnụ na ekwuchitere ndị nchekwa South Korea’s Defence Ministry bu Lee Kyung-ho, mere ka nkea puta ihe […]