News

by Moses Nnabuife Nwekwu Amb Bianca Odumegwu-Ojukwu amalitela olu ya na ozuzu oke na mbugo ahu President Bola Ahmed Tinubu noro na odi nso a bugo ya site na okwa Minister ogo nta na ahu maka odimma mba ofesi gbago na okwa Minister odimma mba ofesi na ozuzu oke ya. Nke a putara ihe na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi dina aka ochichi President Bola Ahmed Tinubu esitela na onu Minister na ahu maka odimma mba ofesi bu Amb Bianca Odumegwu-Ojukwu zigara ochichi nakwa umu afo mba Botswana ozi nkasi obi maka onwu onye jiburu okwa onye isi ala mba ahu bu Late President Festus Gontebanye Mogae […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ufodu ndi aka ji aku ji ego achu nta ego ma buru ndi welitere isi nke oma na otu ndorondoro All Progressives Congress APC na Ebonyi State agala na iru na igba alukwaghim na yabu otu ndorondoro dika osiri metuta nkwadebe maka ntule aka ochichi izugbe afo 2027. Nke a bu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo oba ego Zenith Bank Plc ekwuputala ina ezum ike nka nwa amadi ahu choputara ma burukwa onye isi oche yabu ulo oba ego bu Jim Ovia kwere maka ogwugwu oge ochichi ya dika osiri di na usoro na achikwa oba ego. Nke a putara ihe taata bu Tuesday na ozi […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi izugbe ndi uwe ojii ala anyi na okwa Inspector General bu IGP Olatunji Disu ekwuputala nhazighari gbara okpurukpu nyere habu ndi nchekwa Nigerian Police Force. Nke a ka omere taata bu Tuesday site na ikachapu ngalaba ndi uwe ojii amara dika Special Weapons and Tactical Teams SWAT na olu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Opekata mpe ndi omebe iwu mmadu iri na asaa sitere ulo nzuko nnochite anya ogogo etiti House of Representatives ala anyi agbaghapula otu ndorondoro African Democratic Congress ADC banye na nke Nigerian Democratic Congress NDC bu otu ndorondoro ahụ mazi Peter Obi nakwa Rabiu Musa Kwankwaso noro na odi nso a […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Anambra State bu Gov Charles Chukwuma Soludo enyefela ulo nzuko omebe iwu State ahu aha mmadu iri na asato okpolitere ohuru na okwa Commissioners ka ndi omebe iwu yabu ulo nzuko mee nnyocha ma kwado ha. Nke a putara ihe taata bu Tuesday dika onu na ekwuru ulo […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi oji egbe eri awakpola ma kpa ike ojo na mpaghara Monata Area nke Ibadan bu isi obodo Oyo State site na itoro agadi nwoke gbara afo iri isii ma buru onye azum ahia. Nwoke a ndi osochi egbu toro na ike na abali unya bu uka na agbata oge oforo […]

by Maduabuchi Onwe Aka na achi Ebonyi state bu Gov Francis Ogbonna Nwifuru akagbuola ozi ahu ana ebughari si na yana aka chiburu state ahu bu Sen David Nweze Umahi na enwe nnukwute ogbaghara ka odi ugbu a. Ogakwara na iru mee ka amata na yabu ozi bu nke awara awa ugha iji bute ogbaghara […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi emela ka amata na onweghikwa nwa afo obodo a egburu na ngaghari iwe ahu anoro na odi nso a eme na mba South Africa emegide ndi obia na udi akporo anti-foreigner protests na olu bekee. Ochichi etiti Nigeria gakwara na iru kowa na onweghi akuluba obuna bu […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited