Blog one column
Page: 3
Egosipụtala Ọhaneze ili ebe e liri Pope Francis lagoro mmụọ n’ogige N’ebe ahụ ka ahụrụ otu okooko bụ flower ka ọ dịdobere aha nke ejiri mara nwa amadi ahụ n’oge ọ nọ ndụ yana otu ọkụ nke na amuke amuke. Pope Francis ka e liri n’ụbọchị ụka gara aga n’isi ọchịchị nke mba Italy. Puku […]
Mba Israel anọrọla ụnyaahụ bụ ụka were tụọ ogbunigwe ọzọ na ndịda ugwu obodo Beirut bụ isi ọchịchị mba Lebanon dịka ha nyechara iwu ka ndị mmadụ kwapụ n’otu ụlọ nke ha kwuru na ndị agha ọ lụọ ọ laa akpọrọ Hezbollah nke mba Iran na akwado ji ya bụ ụlọ mere ebe ize ndụ. […]
Onye nnọchiteanya obodo Vatican na mba South Sudan agwala otu na ama gọọmenti aka n’ihu na mba ahụ ka ha kwụsị ọgba aghara ahụ dị kemgbe ka ọ bụrụ otu ihe ha jiri kwanyere pope Francis lagoro mmụọ ugwu ikpeazụ. Archbishop Seamus Patrick Horgan kwuru na mba South Sudan bụ ndị otu obodo dịrị Pope […]
Ozi sitere na mba North Korea na eme ka amata na ọ bụ eziokwu na ọchịchị mba ahụ zigara ndị agha na mba Russia ịga donyere ndị agha ukwu imeri mba Ukraine site na ntụziaka onyeisi ala mba North Korea bu President Kim Jun Un. Nkea na-abịa ka o mechara abalị ole na ole onye […]
Ihe ruru mmadụ iri isii na asatọ na-eme njem mibanye na mba akpọrọ migrants bucha ụmụ afọ ala ndị isi ojii abụrụla ndị nwụnyuru anya piii n’oge mba United States nọrọ na ikuku zoo ka mmiri n’otu mpaghara nke otu isi ekwe ọnwụ akpọrọ Houthis jiri mere isi ọnọdụ na mgbago ugwu ndịda anyanwụ mba […]
Nwa amadi ahu jiburu okoloto otu ndorondoro All Progressive Congress APC azo okwa governor na Anambra state bu Valentine Ozigbo emela ka amata,na ya anaghi akwa ariri na nkpebi ya igbahapu otu ndorondoro Labour party banye na otu ndorondoro APC. Ozigbo bu onye nke banyere n’ otu ndorondoro APC tupu amalite ntuliaka ime ulo maka […]
Nwa amadi ahu jiburu okwa Deputy speaker ulo nzuko omebe iwu Rivers state bu Rt Hon.Marshall Stanley -Uwom ,agara n’ ulo ikpe federal high court di na Abuja n’ ario ka ha kwusi ochichi etiti idi n’ enyefe ego orubere okpuru ochichi ime Obodo digasi na Rivers state n’ aka onye sole Administrator akpolitere na […]
Nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour party zoo okwa onye isi ala Nigeria bu Mazi Peter Obi egosiputala etu osi emetuta ya bu usoro ochichi azum ahia n’ ari elu orji n’ ala anyi a ma n’ ado aka na nti si n’ usoro di etu a n’ ebi aka ojo n’ usoro […]
Otu ohaneze ndi Igbo n’ uwa nile egosiputala obi anuri ha gara otu akporo “Akiko Uwa Social Cultural Group” dika ha merubechara emume nke akporo igbanke unity festival nke isi okwu ya bu,” Igbanke Nor be Bini” nke umu afo Igbo bina mpaghara Edo State, bu ndi nke amakariri ndi Igbanke. N’ ozi onyefere ndi […]
Onye nlekọta nke otu egwuregwu Rangers International football club nke Enugu state bụ Amobi Ezeaku agwala ndị otu egwuregwu ya ka ha kee ajụ na ume ịhụ na mmeri bụ nke ha n’oge ahụ ha ga ezute ogbo ha bụ Enyimba city nke Aba. Enugu Rangers ga ezute Enyimba city na asọmpi nke iri atọ […]