Mba Namibia eduola nwaanyị mbụ n’iyi ọrụ dịka onyeisi ala obodo ha.

Written by on March 24, 2025

Mba Namibia anọrọla n’ụbọchị Friday were duo onyeisi ala obodo ha a họpụtara ọhụrụ n’iyi ọrụ inyara ụgbọ ọchịchị nke mba ahụ agụụ yana enweghị ọrụ na arị ibe ya elu were gaa n’ihu.

Namibia ga abụziri obodo nke abụọ n’ala ndị isi ojii gbaa gburugburu ana ahọpụta nwaanyị ka ọchịa dịka onyeisi ala.

Ọtụtụ ndị mmadụ amalitela ikwu na ọ bụrụ na ihe agaa nke ọma, na nke ahụ abụzi ihe ịma atụ nyere mba ndị ọzọ.

Ya bụ nwaanyị nke gbara afọ iri asaa na abụọ meriri na ntuliaka onyeisi ala emere na mba ahụ n’ọnwa November gara aga site na ntuliaka vote dị percent iri ise na asatọ.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.

Tagged as

Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited