Ochichi Etiti Nigeria Enyego Ndi Nchekwa Iwu Igba Ndi Isi Ekwe Onwu Egbe Na Anataghi Ikikere
Written by admin on July 9, 2026
by Moses Nnabuife Nwekwu

Christopher-Musa
Minister ala anyi na ahu maka ndi agha bu Retd Gen Christopher Musa enyela ndi nchekwa ahu na ebu agha emegide agha oluo otunye isi na ala anyi iwu ka ha echekwana eche ozo inata ikikere tupu ha akwa nkwa onwu gaara habu ndi agha isi ekwe onwu.
Na okwu ya unya bu Wednesday na isi obodo Sokoto State oge ona agbape akuru ngwa nchekwa ohuru ochichi State ahu ka Retd Gen Musa mere ka amata mkpa odi ndi nchekwa ibu agha megide ndi isi ekwe onwu oge obuna odaputara na echeghi eche ka enye ha iwu.
Musa kowara na nke a sona izosa habu ndi osochi egbu mgbo egbe nakwa ngwa agha ndi ozo na echeghi eche ka enye ha ikikere site na aka ndi ochi agha ma obukwanu ndi ozo ikikere dina aka.
Odoro aka na nti sina ntarama ahuhu dika osiri diri ndi osochi egbu bandits ga adakwasa onye nchekwa obuna ezigara olu juru izosa ndi oluo otunye isi mgbo egbe na udi na ona eche inata iwu ime nke a.
Retd Gen Musa gaara na iru kwunwuo mkpebi ochichi etiti dina aka President Bola Ahmed Tinubu ibu agha megide ajo onodu nchekwa na echere ala anyi a aka mgba.