Featured OnyinyeAugust 8, 20250 Otu United Nations Children Funds (UNICEF) emela ka amata na obu otu n’ ime umuaka ato bu ndi enyere nani mmiri ara ruo onwa isii n’ ala anyi a bu Nigeria. Otu United Nations Children Funds (UNICEF) emela ka amata na obu otu n’ ime umuaka ato bu ndi enyere... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 8, 20250 Otu onye nnochite anya okpuru ochichi ime Obodo na Ebonyi state enyela ulo olu WAEC iwu Iweputa mputara ule umu akwukwo ha jichiri ejichi. Nwa amadi ahu na anochite anya ikwo/Ezza South federal constituency nke Ebonyi state n’ ulo nzuko nnochite anya ogogo... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 8, 20250 Otu Nigeria Union of Eectricity Employees emela ngaghari iwe megide njichi ejichiri otutu ndi otu ha na Anambra state. Ndi otu Nigerian Union of Electricity Employees anorola tata bu Thursday me ngaghari iwe megide mnwuchi nakwa njichi ulo... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 4, 20250 Onye isi mba United States, emela ka amata na onye ozi ya pụrụ iche ga eme njem nkpọtụrụ ga mba Russia n’izu ụka a anyi nọ n’ime ya. Onye isi mba United States bu President Donald Trump emela ka amata na onye ozi ya pụrụ iche bu... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 4, 20250 Onye isi mba South Korea, enyela ndị nchekwa ntụziaka ka ha wepusia igwe okwu eji agbasa ozi n’oke ala ha na mba North Korea. Onye isi mba South Korea bu President Lee Jae-myung enyela ndị nchekwa ntụziaka ka ha wepusia igwe okwu eji... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeAugust 4, 20250 Ụlọ ọrụ NDLEA anwuchiela mmadụ atọ bu ndi ji ọgba tumtum ekesa ọgwụ ike na Abuja bu ịsị obodo Nigeria. Ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency NDLEA anwuchiela mmadụ atọ bu ndi na eji ọgba tumtum ezigara ndị... Read More! 2 Min Read