Featured OnyinyeAugust 22, 20250 Adola aka na nti gara mba lsreal maka igbochi ndi oru mgbasa ozi ibanye na mpaghara Gaza strip iru oru ha. Adola aka na nti gara mba Israel ka ha hapu ndi oru mgbasa ozi ka ha na abata na... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeAugust 22, 20250 Otu onye oka ikpe ama ama na mba uwa maka ubara amamihe ya anwauola ka ogbachara afo iri asaato na asaato amuru ya. Otu onye oka ikpe ama ama na mba United States of America bu Frank Caprio anwuola ka ogbachara afo... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeAugust 18, 20250 Nwamadi ahu ji otu ndoro ndoro ochichi Labour Party zuo okwa onye isi ala na afo 2023 akpokuola umu afo ala anyi ka ha gba mbo nwete ikikere akwukwo vote ha. Nwamadi ahu ji otu ndoro ndoro ochichi Labour Party zuo okwa onye isi ala na afo 2023 bu maazi... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeAugust 18, 20250 Minister n’ahụ maka ozi nakwa mmụgha agwa, etola aka na achi Ebonyi State kwere maka mmepe owetagoro na State ahụ. Minister n’ahụ maka ozi nakwa mmụgha agwa bu Alhaji Mohammed Idris, etola aka na achi Ebonyi State bu Governor... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 18, 20250 Osote onye isi ala anyi ekwuputala obi nwute ya banyere ọnwụ Late Muhammadu Sani Sami. Osote onye isi ala anyi bu Vice President Kashim Shettima, ekwuputala obi nwute ya banyere ọnwụ Emir of Zuru... Read More! 2 Min Read
Latest Updates OnyinyeAugust 18, 20250 Ndị uweojii ala anyị anapụtala otu onye ndi ntọri tọrọ ma nwuchikọ mmadụ asatọ ana enyo enyo na ha bu ndi ntọri na Delta nakwa Kaduna States. Ndị uweojii ala anyị anapụtala otu onye ndị ntọri tọrọ ma nwuchikọ mmadụ asatọ ana enyo enyo na ha... Read More! 3 Min Read