Latest Updates OnyinyeAugust 25, 20250 Ndị uweojii ala anyị na Nasarawa State ekwuputala ezi ọrụ ha banyere mgba ha na agba emegide ndị omekome na State ahụ. Ndị uweojii ala anyị na Nasarawa State ekwuputala ezi ọrụ ha banyere mgba ha na agba emegide ndị omekome,... Read More! 3 Min Read
Featured OnyinyeAugust 25, 20250 Speaker ụlọ omebe iwu Benue State House of Assembly agbala arụkwaghim n’ọkwa ya. Speaker ụlọ omebe iwu Benue State House of Assembly bu Aondona Dajoh, agbala ọkwa ya dika Speaker nke ụlọ... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeAugust 25, 20250 Ndị uweojii ala anyị na Akwa Ibom State ejichiela mmadụ anọ ana enyo enyo na ha bu ndi na agba mgbere ọgwụ ike na State ahụ. Ndị uweojii ala anyị na Akwa Ibom State ejichiela mmadụ anọ ana enyo enyo na ha na agba mgbere... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeAugust 25, 20250 otu onye osi nri na ala anyi emela ka amata na ya choro ka aha ya banye na akwukwo ndeko world Guinness record dika onye izizi ga esi ite nri kacha buo ibu na Nigeria. Otu onye osi nri na Nigeria amara dika Hilda Baci emela ka amata na ya choro ka aha banye... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 25, 20250 Ndi uwe oji ala anyi na Enugu state anwuchiela ndi ana enyo enyo na habu ndi ori na state a. Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State anwuchiela mmadu asaato ana enyo enyo na ha bu ndi ori,... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeAugust 22, 20250 Otu World Health Organization tinyere otu world meteorological organization ekwuputala onodu amaghi kwuru nke ihu eligwe. Otu World Health Organization tinyerekwara otu world meteorological organization adola aka na nti gara ndi mmadu okachasi ndi oru... Read More! 1 Min Read