Featured OnyinyeAugust 15, 20250 Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State anwuchiela otu nwoke ana enyo maka itu mgbere mmadu site na mba ga na mba. Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State abawanyela ume olu ha n’ agha ha n’ ebu emegide itu... Read More! 3 Min Read
Latest Updates OnyinyeAugust 11, 20250 Ndị uweojii na mba United Kingdom anwuchiela mmadụ narị ise na iri abụọ na abụọ bu ndi na eme njem ngaghari iwe na London. Ndị uweojii na mba United Kingdom anwuchiela mmadụ narị ise na iri abụọ na abụọ na London bu isi... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 11, 20250 Onye isi ala mba United States, ekwela nkwa ikpochapụ ndị na enwenyi ebe obibi nọ na Washington DC. Onye isi ala mba United States bu President Donald Trump, ekwela nkwa ikpochapụ ndị na enwenyi ebe obibi nọ... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 11, 20250 Government Kaduna State agọnarila ebubo nrụrụ aka na nhazighari nke ama egwuriegwu Ahmadu Bello Stadium. Government Kaduna State agọnarila ebubo nrụrụaka, nkwekọrịta nakwa mmejọ nchịkwa na nhazigharị nke ama egwuriegwu Ahmadu Bello Stadium. Commissioner... Read More! 2 Min Read
Featured OnyinyeAugust 11, 20250 Onye isi oche ụlọ nzukọ ukwu Senate ala anyi, ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ Late Chief Audu Ogbeh. Onye isi oche ụlọ nzukọ ukwu Senate ala anyi bu Senator Godswill Akpabio ekwuputala obi nwute ya gbasara ọnwụ... Read More! 1 Min Read
Featured OnyinyeAugust 11, 20250 Ndị nchịkwa NYSC, agọnarila ozi ahụ n’efeghari n’uwa ozi. Ndị nchịkwa n’ahụ maka ndị ji otu afọ efe ala anyi a bu Nigeria, yabu management of the National... Read More! 2 Min Read