Enugu State

Nwunye aka n’ achi Enugu State bu odoziaku Nkechinyere Mbah agbapela atumatu ohuru iji me ka ohaneze mata ihe mgbu nke n’ oria Hepatitis. Yabu mmeme bu nke were onodu onodu n’ ogige isi ulo olu Enugu West LG di na uwani, Enugu bukwa nke eji kwalite ngbochi, nlele nakwa ogwugwo yabu oria. N’ okwu […]

Otutu ndi n’ azu ahia “ji”na nkwo Ogbede dina Igbo-etiti East LGA nke Enugu State anorola unya bu Wednesday me ngaghari udo ga n’ obi govt state a nakwa n’ ulo nzuko omebe iwu di n’ isi Obodo Enugu. Habu ndi ngaghari udo mejuputara na umu nwanyi ajadu n’ ario ka enye ha ikpe nkwum […]

Aka ndi uwe oji ala anyi na Enugu State akpala umunwoke ano ana enyoenyo maka ebubo agwa ekperima ndi gunyere: igba izu ojo, iji egbe gaa ori, ijide ngwa ogu na uzo megidere iwu nakwa otu nzuzo. Nke a bu dika osiri di na mbo habu ndi uwe oji na agba ikpochapu ndi ahu jugoro […]

Aka na achị Enugu State bu Governor Peter Ndubuisi Mbah, mere ka amata na State a so n’ime States nwere ezi nchekwa na ala anyi a, na agbanyeghị okwu asi ụfọdụ ndị mmadụ na ekwugasi. Governor Mbah kwuru na State a weputagasiri ezi atụmatụ ma tinye oke ya n’ebe ọdị ukwu iji weta ogbugbo nyere […]

Okwu ahu nwa afo mba United States of America ama ama na ihe omumu banyere onodu olu ako na uche akporo American psychologist bu Martin Seligman kwuru si na “mmadu imeputa ihe karie ogogo ochere na onona ya bu ihe bara uru nke ukwuu na ndu” bu noo nke putara ihe na ezi a na […]

Opekata mpe ya buru mmadu di nari ato na iri na asaa bu umu afor ime Amechi- Uno di na Enugu south LGA na Enugu State eritela elele na nlekota aru Ike n’ efu sitere n’ isi ulo olu ndi agha ala amara dika Defence Headquarters. Enye m aka gunyere, nnyocha aru Ike nakwa nkuzi […]

Ndi uwe oji ala anyi na Enugu state nke ejikotara ha na ngalaba Thinkers Corner Division ejikola aka onu ha na ndi neighborhood watch wee nwuchiko otu nwokorobia ana enyo enyo na obu onye ori gbara naani afo iri abuo enyere aha ya dika Nwachukwu Chukwuma na abali mbu nke onwu june nke afo anyi […]

Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State ezipula ndi olu ga achoputa ndi gburu otu onye olu n’ ulo olu Nigeria Union of Petroleum and Natural Gas workers bu onye nke enyedebere aha ya dika Cosmas. Ndi nta akuko nwetara ozi,na ndi ana enyo enyo na ha bu ndi ekperima ji egbe gbagbuo Cosmas […]

Dika mba ụwa nile mmerubere mmemme 2025 International Day of the Boy Child na abalị iri na ịsịị n’ọnwa May anyị nọọ n’ime ya, ndị Isi-Ụzọ LGA, ndi ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency NDLEA nakwa ụlọ ọrụ First Lady Enugu State jikọrọ aka ọnụ weputa atụmatụ iji buo agha megide ọgwụ ike ma […]

Onye nlekọta nke otu egwuregwu Rangers International football club nke Enugu state bụ Amobi Ezeaku agwala ndị otu egwuregwu ya ka ha kee ajụ na ume ịhụ na mmeri bụ nke ha n’oge ahụ ha ga ezute ogbo ha bụ Enyimba city nke Aba. Enugu Rangers ga ezute Enyimba city na asọmpi nke iri atọ […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited