Gov Chukwuma Soludo
0
Gọọmenti Anambra Steeti ekwuola sina mmachi ahụ ha machiri izi ozi ọma n’okporo ụzọ yana ahịa abụghị ka ha kwụsị ozi ọma Alaeze eluigwe kama na ọ bụ iji gbochie mkpọtụ na esi na ya apụta. Commissioner n’ahụ maka nzirikota ozi na Anambra Steeti bụ Dr Law Mefor kwuru nkea n’ozi o nyefere ndị nta […]
-
Pages