Gov Siminalayi Fubara

Onyeisi ala Nigeria bụ President Bola Ahmed Tinubu anọrọla n’abalị taa bụ Tuesday were kwupụta ọnọdụ gbata gbata nwa bekee kpọrọ state of emergency nyere ọchịchị Rivers State. President Tinubu kwuru nkea n’okwu ọ gwara ụmụ afọ ala anyị na izugbe ya. Onyeisi ala kwuru na etu ihe si aga ka ọ dị ugbu a […]

Ulo nzuko omebe iwu Rivers State House of Assembly amalitela atumatu ana ahuta dika nke ha jiri acho ichitu aka na achi State ahu bu Gov Siminalayi Fubara nakwa osote ya bu Odoziaku Ngozi Odu na okwa ochichi ha. Nke a putara ihe unya bu Monday na Port Harcourt bu isi obodo State ahu dika […]

Aka chiburu Rivers State n’oge gara aga ma bụrụ onye nọ ka ọ dị ugbu a dịka minister n’ahụ isi ọchịchị ala anyị bụ FCT bụ Nyesom Wike ekwuola ya sina ọ gaghị abụ ihe arụ na achituru aka na-achị Rivers State ugbua bụ Gov Siminalayi Fubara nọkwa ọrụ ya. N’okwu ya taa bụ Wednesday […]

Anọrọla taa bụ Wednesday gbochie Gov Siminalayi Fubara na-achị Rivers State ịbanye n’ogige Rivers State House of Assembly dina mpaghara Aba Road Portharcourt bụ ebe e kwuru na ndị omebe iwu na-akwado Nyesom Wike nọ na-enwe ọgbakọ ha. Gov Fubara ka e kwuru na o wuchiri n’ogige ahụ yana ụfọdụ ndị ọkwá ha gbagotere na […]

Osote aka na achị Rivers State bụ ọka mmụta Prof Ngọzi Odu akọwala ya ka o doo anya dịka akụkọ ụgha bụ ozi ahụ malitere fesawa ka ọkụ uguru na ya agbala arukwaghim nọkwa ọrụ ya dịka deputy governor Rivers state. Akụkọ malitere fesawa ọ kachasị nọwa ozi Facebook na nwaanyị ahụ arituola nọkwa ya […]

Aka na-achị Rivers steeti bụ Gov Siminalayi Fubara ekwuola na ụjọ ọbụla anaghị atụ ya n’ihe ọ ga-emecha were mụpụta bụ ọgba aghara okwe ndọrọndọrọ ọchịchị ahụ na-ada na state ahụ ugbua. Gov Fubara kwuru nkea ụnyaahụ bụ Monday n’oge ọ gara igbape ụlọ obibi nke a rụrụ ndị ọrụ nke gọọmenti state ahụ na […]

Aka na achi Rivers State bu Gov Siminalayi Fubara enyela ndumodu gaara ndi okwe ndorondoro ka ha kwusi oke ochicho nke onwe ma bagidezie na ihe ndi ahu ga akwalite mmepe nakwa odimma ohaneze. Aka na achi Rivers State nyere ndumodu a unya bu Tuesday na mmeme mgbape okporo uzo Okocha road dina mpaghara Rumu […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited