Kogi State

Opekatampe ihe ruru mmadụ iri na itoolu nọ n’ime ụgbọala abụọ abụrụla ndị a tọrọ n’isi ụtụtụ ụnyaahụ bụ Thursday site n’aka ndị ana atụ anya na ha bụ ndị na-achị ehi ji ngwa ọgụ n’obodo Jor community na mpaghara okporo ụzọ si Adoka gaa Naka nke council ime obodo Gwer West dina Benue state. […]

Ihe mberede okporo ụzọ nke metụtara ụgbọala opi ike bụ truck na Kogi state ataala isi mmadụ asaa nke gụnyere ụmụ akwụkwọ mahadum federal University Lokoja mmadụ anọ ebe ọtụtụ ụmụ akwụkwọ ndị ọzọ merụrụ ahụ. Onye ji ọkwa sector commander nke ụlọrụ frsc na Kogi state bụ Mr Samuel Oyedeji bụ ya gwara ndị […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited