Libya
Opekatampe mmadụ asaa bụ ndị njem akpọrọ migrants sitere na mba Sudan abụrụla ndị ahụrụ ozu ha n’ụbọchị Friday n’oge ụgbọala ha ji eme njem kpọkasiri ma kwụba ha na ọzara dina mba Libya. Ya bụ ụgbọala ka e kwuru na o bu ụmụ afọ mba Sudan iri atọ na anọ chọọ isi na mba […]
Otu onye ji obodo Boston nke dina mba United States mere isi ọnọdụ egbochiela amụma nke ọchịchị Donald Trump ji achụ ndị njem akpọrọ migrants ọsọ ụkwụ eru ala na mba Amerịka. Onye ọka ikpe ahụ kwuru na ịhapụ ka achụla ụmụ afọ mba Libya ahụ bịara ize ndụ ha ga emegide ikikere na ugwu […]
Ahụtala ozu ndị mmadụ iri abụọ na asatọ bụ njem akpọrọ migrants n’ebe elikọrọ ha ọnụ n’otu olulu dị na ndịda ọwụwa anyanwụ mba Libiya dịka onye nọ nọkwa attorney General mba ahụ siri kwupụta. Ya bụ ili ka ahụrụ n’obodo Kufra naanị ka o mechara mkpụrụ abalị ole na ole a hụkwara ili ọzọ […]
-
Pages