NSCDC
0
Ndị uweojii ala anyị na Nasarawa State ekwuputala ezi ọrụ ha banyere mgba ha na agba emegide ndị omekome, ma nwụchikọ ụfọdụ ndị ntọri nakwa onyi ịsị ndị otu oji egbe aga na akpa ike ọjọ na State ahụ. Nkea pụtara ihe ụnya bu Sunday site n’aka onye mmekọrịta ọhaneze nyere ndị uweojii na State […]
Aka ndi nchekwa Nigerian Security and Civil Defence Corps NSCDC ngalaba ya nke Abia State akpatala otu nwoke gbara afo iri isii na ano bu mazi Nnanna Michael kwere maka ebubo inwe ogige ebe ana amusisiri ya umuaka n’ uzo megidere iwu amara n’ olu bekee dika Illegal Baby Factory. Nwoke a bu nwa afo […]
-
Pages