Palestine
Opekata mpe ya buru mmadu asato ka egburu n’ Ike n’ agha mba Israel buru banye n’ ulo ndi nta akuko dina Osama al- Arbid nke mpaghara northern Gaza tinyekwara opekata mpe mmadu iri na ise bu ndi nke nwugoro anwu na mpaghara ahu kemgbe abali unya. Umu afo Palestine ato ka egburu ebe mmadu […]
Otu United Nations UN emela ka amata na ndi otu ha no na mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine enwetabeghi ohere ikesa akurungwa enye m aka ha bu n’ agbanyeghi otutu ugboala truck bu akurungwa ndi a abanye na mpaghara ahu kemgbe abali abuo k’ odi ugbua. Ndi olu agha mba Israel mere ka amata […]
Ndi agha mba Israel abawanyego agha mwakpo ha gara mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine dika ha noro n’ ime abali unya gbuo opekata mpe ya buru mmadu iri isii na ise tinyekwara mmadu iri ano na ise ha gburu na mpaghara north Gaza. Mba Russia,China nakwa UK ajula inabata atumatu ahu mba US nakwa […]
Onye isi oche n’ okwa chief nyere otu United Nations UN bu Antonio Guterres emela ka amata na mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine aghola ebe ana egbu mmadu aghara aghara dika ndi agha mba Israel kana agakwa n’ iru na agbariko mpaghara ahu ma gbuo opekata mpe mmadu iri abuo na isii bu umuafo […]
Nwa amadi ahu ji okwa defence minister mba Israel bu Israel Katz emela ka amata na ndi agha ha na abawanyekwu ume agha ha na agha ha n’ ebuso mpaghara Gaza’s strip iji hu na ha weghara otutu ebe bu nke ha ga agbakwunye na mpaghara ha kporo buffer zone. Nke n’ abia dika onu […]
President Donald Trump na-achị mba United States emechala n’ikpeazụ binye aka n’akwụkwọ nke gbochiri enyemaka niile si na mba ahụ na agara mba South Africa. Nke a bụ kworo ebubo ha boro si na mba South Africa amalitela ịnapụ ụmụ afọ obodo ha ọkachasi ndị ọcha oke na ugwu ruru ha n’ebe o metụtara ịnwe […]
Ụsụụ ndị agha mba Israel esila n’ogige Netzarim corridor bụ otu ebe kewapụrụ mgbago ugwu na ndịda ugwu obodo Gaza ụzọ abụọ were pụọ. Na ya bụ mpaghara ka ahụrụ ọtụtụ ụmụ afọ mba Palestine kariri otu narị ka ha jicha ịnyịnya igwe yana ọtụtụ ihe ndị ọzọ ha ji eme njem ma buru ngwongwo […]
-
Pages