[vc_row][vc_column]

0

Otu World Health Organization tinyere otu world meteorological organization ekwuputala onodu amaghi kwuru nke ihu eligwe.

Otu World Health Organization tinyerekwara otu world meteorological organization adola aka na nti gara ndi mmadu okachasi ndi oru na uwa gba gburugburu gbasara onodu amaghi kwuru nke ihu eligwe. Habu otu abuo mere ka amata na nnukwute oke okpomoku na abia nke ga ebi aruike ndi mmadu aka ojoo ma oburu na emeghi ngwa […]

0

Adola aka na nti gara mba lsreal maka igbochi ndi oru mgbasa ozi ibanye na mpaghara Gaza strip iru oru ha.

Adola aka na nti gara mba Israel ka ha hapu ndi oru mgbasa ozi ka ha na abata na mba ahu wee na enwete ozi ka ihe si aga na enweghi ihe mkpobi ukwu obuna. Okpukpo oku a na abia dika mba United kingdoms sonyechara mba iri abuo na isii ahu na abu agha emegide […]

0

Otu onye oka ikpe ama ama na mba uwa maka ubara amamihe ya anwauola ka ogbachara afo iri asaato na asaato amuru ya.

Otu onye oka ikpe ama ama na mba United States of America bu Frank Caprio anwuola ka ogbachara afo iri asaato na asaato amuru ya na elu uwa a. Caprio ka emere ka amata na obu onye rugoro oru dika onye oka ikpe ihe kariri afo iri ano na state ya bu Rhode lsland nke […]

0

Nwamadi ahu ji otu ndoro ndoro ochichi Labour Party zuo okwa onye isi ala na afo 2023 akpokuola umu afo ala anyi ka ha gba mbo nwete ikikere akwukwo vote ha.

Nwamadi ahu ji otu ndoro ndoro ochichi Labour Party zuo okwa onye isi ala na afo 2023 bu maazi Peter Obi akpokuola umu afo ala anyi bu Nigeria ka ha gba mbo huna ha debanyere aha maka inwete ikikere akwukwo Permanent Voters Card PVC ha maka itu vote na ntuli aka ochichi izugbe nke afo […]

0

Minister n’ahụ maka ozi nakwa mmụgha agwa, etola aka na achi Ebonyi State kwere maka mmepe owetagoro na State ahụ.

Minister n’ahụ maka ozi nakwa mmụgha agwa bu Alhaji Mohammed Idris, etola aka na achi Ebonyi State bu Governor Francis Ogbonna Nwifuru, kwere maka mmepe owetagoro na State ahụ n’ime afọ abụọ ọnọgoro na ọchịchị. Alhaji Mohammed Idris mere ka nkea puta ihe n’oge ọ na ekwu okwu na ọgbakọ Town Hall meeting ya na […]

[/vc_column][/vc_row]

Otu World Health Organization tinyerekwara otu world meteorological organization adola aka na nti gara ndi mmadu okachasi ndi oru na uwa gba gburugburu gbasara onodu amaghi kwuru nke ihu eligwe. Habu otu abuo mere ka amata na nnukwute oke okpomoku na abia nke ga ebi aruike ndi mmadu aka ojoo ma oburu na emeghi ngwa […]

Adola aka na nti gara mba Israel ka ha hapu ndi oru mgbasa ozi ka ha na abata na mba ahu wee na enwete ozi ka ihe si aga na enweghi ihe mkpobi ukwu obuna. Okpukpo oku a na abia dika mba United kingdoms sonyechara mba iri abuo na isii ahu na abu agha emegide […]

Otu onye oka ikpe ama ama na mba United States of America bu Frank Caprio anwuola ka ogbachara afo iri asaato na asaato amuru ya na elu uwa a. Caprio ka emere ka amata na obu onye rugoro oru dika onye oka ikpe ihe kariri afo iri ano na state ya bu Rhode lsland nke […]

Nwamadi ahu ji otu ndoro ndoro ochichi Labour Party zuo okwa onye isi ala na afo 2023 bu maazi Peter Obi akpokuola umu afo ala anyi bu Nigeria ka ha gba mbo huna ha debanyere aha maka inwete ikikere akwukwo Permanent Voters Card PVC ha maka itu vote na ntuli aka ochichi izugbe nke afo […]

Minister n’ahụ maka ozi nakwa mmụgha agwa bu Alhaji Mohammed Idris, etola aka na achi Ebonyi State bu Governor Francis Ogbonna Nwifuru, kwere maka mmepe owetagoro na State ahụ n’ime afọ abụọ ọnọgoro na ọchịchị. Alhaji Mohammed Idris mere ka nkea puta ihe n’oge ọ na ekwu okwu na ọgbakọ Town Hall meeting ya na […]

Osote onye isi ala anyi bu Vice President Kashim Shettima, ekwuputala obi nwute ya banyere ọnwụ Emir of Zuru na Kebbi State bu Late Major General Muhammadu Sani Sami Retired, Gomo II, ebe ọ kọwara ọnwụ nwa amadi ahụ dika nnukwu ihe funariri ndị ndu ọdinala nakwa ndị agha ala anyi a. Yabu onye eze […]

Ndị uweojii ala anyị anapụtala otu onye ndị ntọri tọrọ ma nwuchikọ mmadụ asatọ ana enyo enyo na ha bu ndi ntọri na Delta nakwa Kaduna States n’oge ha nọ ọrụ, dika ha nwetara ọtụtụ ngwa ọgu nakwa mgbo egbe n’aka ha. Nkea pụtara ihe site n’aka onye mmekọrịta ọhaneze nyere ndị uweojii bu DCP […]

Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State abawanyela ume olu ha n’ agha ha n’ ebu emegide itu mgbere mmadu site n’ inwuchi otu nwoke gbara afo iri ato ana enyo enyo na ona atu mgbere mmadu site na mba ga na mba n’ udi nwa bekee kporo (Transnational trafficking) ma buru onye nke […]

Ndị uweojii na mba United Kingdom anwuchiela mmadụ narị ise na iri abụọ na abụọ na London bu isi obodo mba ahụ, kwere maka na ha na eme njem ngaghari iwe emegide kpebie mba United Kingdom kpebiri imechi otu Palestine Action. Nkea putara ihe site n’aka ndị uweojii ahụ ụnya bu Sunday, dika ha kọwara […]

Onye isi ala mba United States bu President Donald Trump, ekwela nkwa ikpochapụ ndị na enwenyi ebe obibi nọ na Washington DC bu isi obodo mba ahụ, bu ebe ọ kọwara na mpu na arụ na akwanye njọ. President Trump mere ka nkea puta ihe ụnya bu Sunday n’ụwa ozi ya, dika ọ gara n’iru […]

Current track

Title

Artist

Subscribe

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited